Gaa na ọdịnaya

Amina Titi Atiku-Abubakar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amina Titi Atiku-Abubakar
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoAmina Titilayo Atiku-Abubakar Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jụn 1949 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Osun Dezie
Dị/nwunyeAtiku Abubakar Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin Dezie
Asụsụ ọ na-edeEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụactivist, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ebe agụmakwụkwọKaduna Polytechnics Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Amina Titilayo Atiku-Abubakar, Audioⓘbụ nwunye nke onye na-esota onye isi ala Federal Republic of Nigeria, Atiku Abubakar. Ọ bụ onye na-akwado ndị inyom na ụmụaka. Ọ bụ onye guzobere Nzụkọ na-ahụ maka nkụzị gbasara ahia ụmụ nwanyi na ụmụaka 'Women Trafficking and Child Labour Eradication Foundation (WOTCLEF)' na onye malitere[1] iwu nke onwe ya nke mere ka e guzobe 'National Agency for Prohibition of Trafficking in Persons (NAPTIP)'.

Mbido Ndụ na agụm akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Titi Amina Atiku Abubakar ka a mụrụ n'ebe obibi ndị Kraịst n'ezinụlọ Albert Yoruba nke si Ilesa,[2][3] Osun. Ọ gụsịrị akwụkwọ nke Primari na Sekondiri n' ụlọ akwụkwọ ndị ozi ala ọzọ, bụ nke Roman [4] Katọlik nwere. A zụlitere ya na Lagos ma mesịa lụọ Atiku Abubakar, tupu ya agaa Polytechnic Kaduna.[5] E wezụga Bekee, ọ na-asụ asụsụ asụsụ Yoruba na Hausa.[6]

Ọrụ 

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ kụziela na [7]Kaduna State Polytechnic

Njem ojere na Rome

[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ nọ na Rome ịga n'ihu agụmakwụkwọ ya n'agbata afọ 1986 - 1987, ọ hụrụ ọtụtụ ụmụ nwanyị Naijiria n'okporo ámá. Mgbe ọ jụsịrị ajụjụ, ọ chọpụtara na ihe ka ọtụtụ n'ime ụmụ agbọghọ ahụ na-eje ozi dị ka ndị na-agba akwụna maka ndị nne ha ukwu.[8] na-anaghị akwụ ụgwọ mgbe ọbụla. Ọ chọpụtakwara na a ghọgburu ha na nkwa na ha ga-arụ ọrụ n'Ịtali, nke a kpaliri ya ịkwado nkwa ime ihe gbasara ọnọdụ ọ bụla mgbe ọ nọ n'ọnọdụ nke ike na ikike.

N'afọ 1999, mgbe di ya bụ Atiku Abubakar  ghọrọ Onye na-esote onye isi ala, o jidere ohere a ịmalite ịkwado ndụmọdụ iji kwụsị ịgba akwụna a na-amanye mmanye na ụdị ndị ọzọ nke ịzụ ahịa mmadụ. Akpa, o guzobere Women's Trafficking and Child Labor Labor Eradication Foundation (WOTCLEF), ma kwadoro ụgwọ nke onwe maka ntaramahụhụ siri ike maka ndị na-azụ ahịa a, nakwa maka ntọala ụlọ ọrụ gọọmenti etiti (National Agency for Prohibition of Trafficking in Persons) nke ga-ebu maka agha ahia ndi mmadu no na Naijiria. Ọ malitere ịbịa nabata ụmụ agbọghọ na-eme ka ụmụ agbọghọ si mba dị iche iche gbanwee.[9]

Ihe Nrita

[dezie | dezie ebe o si]
  • 2010 - D'linga Award [10]
  • 2002 - Annual Nigerian Women's Award [11]

Mbipụta

[dezie | dezie ebe o si]
  • Educating the Nigerian Child (2005) [12]  [13]
  • Empower Law to Fight Child Slavery (2001) [14]
  • Let us celebrate humanity: a collected speeches on women's right and human trafficking (200x?) [15]

Ṅrụtụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Women Trafficking and Child Labour Eradication Foundation (WOTCLEF)". The Communication Initiative Network (in Bekee). 21 March 2011. Archived from the original on 30 May 2017. Retrieved 16 June 2017.
  2. ↑ "My battle to marry Atiku Titi Abubakar - OnlineNigeria.com". nm.onlinenigeria.com (in Bekee). Online Nigeria. Archived from the original on 7 September 2017. Retrieved 16 June 2017.
  3. ↑ "The News, Volume 18". Nigeria: Independent Communications Network Limited. 2002. p. 96.
  4. ↑ "Hajiya Titi Abubakar: Working to restore human dignity". www.weekend.peoplesdailyng.com (in Bekee ndị United Kingdom). People's Daily. Archived from the original on 23 August 2017. Retrieved 16 June 2017.
  5. ↑ Onukaba Adinoyi-Ojo (2006). Atiku: the story of Atiku Abubakar. Africana Legacy Press.
  6. ↑ Josiah Emerole (2002). Amazing crusade: media portrait of the Titi Atiku Abubakar war against human trafficking. Vol. 1. s.n. (Women Trafficking and Child Labour Eradication Foundation).
  7. ↑ "Hajiya Titi Abubakar: Working to restore human dignity". www.weekend.peoplesdailyng.com (in Bekee ndị United Kingdom). People's Daily. Archived from the original on 23 August 2017. Retrieved 16 June 2017.
  8. ↑ "Hajiya Titi Abubakar: Working to restore human dignity". www.weekend.peoplesdailyng.com (in Bekee ndị United Kingdom). People's Daily. Archived from the original on 23 August 2017. Retrieved 16 June 2017.
  9. ↑ Sufuyan, Ojeifo. "My battle to marry Atiku Titi Abubakar - OnlineNigeria.com". nm.onlinenigeria.com (in Bekee). Online Nigeria. Archived from the original on 7 September 2017. Retrieved 16 June 2017.
  10. ↑ Ojoma, Akor (28 June 2010). "Nigeria: Titi Atiku, Osaze, 73 Others Win d'Linga Award". Daily Trust (Abuja). All Africa. Retrieved 16 June 2017.
  11. ↑ "Nigeria: Titi Atiku, 16 Others Bag Women Awards". This Day (Lagos). All Africa. 29 May 2002. Retrieved 16 June 2017.
  12. ↑ "African Books Collective: Educating the Nigerian Child". www.africanbookscollective.com. African Book Collective. Retrieved 16 June 2017.
  13. ↑ Atiku-Abubakar, Amina Titi (2005). Educating the Nigerian Child (Paperback) by Amina Titi Atiku Abubakar, Chris Chirwa: Spectrum Books Ltd ,Nigeria, Nigeria 9789780294229 Paperback - The Book Depository (in Bekee). Nigeria: Spectrum Books Ltd, Nigeria. ISBN 9780294228. Retrieved 16 June 2017.
  14. ↑ Atiku Abubakar, Amina Titi (2001). Empower law to fight child slavery (in English). Nigeria: WOTCLEF.{{cite cite book}}: CS1 maint: unrecognized language (link)
  15. ↑ Atiku Abubakar, Amina Titi; Fagbohungbe, Tunde; Fabiyi, Sayo. Let us celebrate humanity: a collected speeches on women's right and human trafficking, volume II (in English). WOTCLEF. Retrieved 16 June 2017.{{cite cite book}}: CS1 maint: unrecognized language (link)