Aminat Yusuf Jamal

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aminat Yusuf Jamal
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria, Bahrain Dezie
aha ezinụlọ yaJamal Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Jụn 1997 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres hurdles Dezie

Aminat Yusuf Jamal (a mụrụ n'ụbọchị nke 27 n'ọnwa Juun afọ 1997) bụ onye amụrụ na Naịjirịa, [1] onye na-eme egwuregwu n'aha mba Bahrain bụ ọkachamara na 400 metres hurdles . Ọ nọchitere anya obodo ọ kụchiri na asọmpi iko mba ụwa nke afọ 2017 mana o rughị ọkara ngwụcha. Na mbido afọ ahụ, o ritere ola abụọ na 2017 Islamic Solidarity Games .

Mpụtara ya kachasị mma na mmemme ahụ bụ sekọnsọ 56.90 o tinyere na Baku n'afọ 2017. [2]

Asọmpi mbaụwa[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:BHR
2015 Arab Championships Isa Town, Bahrain 3rd 400 m 57.27
2016 Asian Indoor Championships Doha 1st 4 × 400 m relay 3:35.07
Arab Junior Championships Tlemcen, Algeria 1st 100 m hurdles 14.53
1st 400 m hurdles 58.25
World U20 Championships Bydgoszcz, Poland 6th 400 m hurdles 58.23
4 × 400 m relay DQ
2017 Islamic Solidarity Games Baku, Azerbaijan 3rd 400 m hurdles 56.90
1st 4 × 400 m relay 3:32.96
World Championships London, United Kingdom 32nd (h) 400 m hurdles 57.41
2018 Asian Games Jakarta, Indonesia 2nd 4 × 400 m relay 3:30.61
2019 Arab Championships Cairo, Egypt 2nd 100 m hurdles 14.66
1st 400 m hurdles 57.05
1st 4 × 400 m relay 3:48.60
Asian Championships Doha, Qatar 2nd 400 m hurdles 56.39
World Championships Doha, Qatar 17th (sf) 400 m hurdles 55.54

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Akani, Bambo (1 August 2016). ""BAHRAIN DRAIN" – The Exodus of Nigerian Athletes to the Kingdom!". Making of Champions. Retrieved 8 August 2017.
  2. Aminat Yusuf Jamal at World Athletics
  3. All-Athletics profile

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Akani (1 August 2016). "BAHRAIN DRAIN" – The Exodus of Nigerian Athletes to the Kingdom!. Making of Champions. Retrieved on 8 August 2017.
  2. All-Athletics profile. Archived from the original on 2017-08-09. Retrieved on 2021-08-08.