Anambra East

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anambra East
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00, Oge West Africa Dezie
nhazi ọnọdụ6°20′0″N 6°53′0″E, 6°16′0″N 6°49′0″E Dezie

Anambra East bụ ọchịchị ime obodo na steeti Anambra, ndịda etiti Naijiria . Obodo di n'ime ya bu Aguleri, Enugwu Aguleri, Eziagulu Otu Aguleri, Enugwu Otu Aguleri, Mkpunando-otu Aguleri, Ikem Ivite Nando, Igbariam, Umuoba Anam, Nando, Umueri, Nsugbe . [1]

N'Anambra East, a chọtara mmanụ na gasi buru ibu n'akụkụ mmiri nke obodo Aguleri ma onyeisi oche enyela ọrụ nyocha na ebe ahụ ma ụlọ ọrụ Orient Petrolum na Housing na-arụ ọrụ na Aguleri site n'aka Orient Petroleum Resources.

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Ihu igwe Anambra East bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Anambra East so ná ọchịchị ime obodo nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Ọchịchị ime Obodo a.

  1. Local Government Area & Towns. Anambra State Government. Archived from the original on 2021-10-17. Retrieved on 2022-02-24.