Anambra West

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anambra West
local government area of Nigeria
aha gọọmentiAnambra West Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambara Steeti Dezie
nhazi ọnọdụ6°26′58″N 6°43′42″E, 6°21′34″N 6°44′59″E Dezie
postal code432109 Dezie
Koodu ọkpụkpọ obodo+234 Dezie

Àtụ:Infobox settlement Anambra Westi bụ ọchịchị ime obodo dị n'ebe ugwu ọdịda anyanwụ nke Anambra Steeti, Naijiria . Obodo mejuputara ya bu Mmiata Anam, Odekpe,Umuoba-Abegbu Anam, Umuenwelum Anam, Owelle, Oroma-Etiti, Umueze Anam, Umudora Anam, Umuikwu Anam, Onono Anam, Ukwalla, Inoma-Akator, Nzam, Igbedor, Igbokenyi na Iyiora Anam. Isi ụlọ ọrụ na oche gọọmentị bụ Nzam. Ndi Anambra Westi so na otu ndi Igbo a na-akpo Omambala

Anambra West nwere nnukwu mmanụ na gas, a na-egosikwa na ọ nwere mmanụ kachasị elu na Naijiria nwere nnukwu gas na mmanụ a na-emebeghị eme na Mmiata Anam, Owelle, Umuikwu, Umudora, Nzam, Odekpe na Igbedor.

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọnodu ihu igwe Anambra West bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke ọchịchị ime Obodo nke a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Anambra West so ná ọchịchị ime obodo nke Mgbanwe ihu igwena enye nsogbu nke ukwu n'ime Ora Anambra na Naijiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Ọchịchị ime Obodo a.