Anita Iseghohi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anita Iseghohi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAnita Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Maachị 1976 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Edo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel, onye asọmpi ịma mma Dezie

Anita Queen Uwagbale bụ nwanyị ọchụnta ego na Naijiria ,ma ọ buburu eze nwanyị mma.

Uwagbale sí Edo nọrọ ọtụtụ oge mmalite Ndụ ya na Lagos ruo mgbe a nabatara ya na Madonna University, Port Harcourt maka mmụta Accountancy . Dị ka onye ka na agụ akwụkwọ, E kpunyere Uwagbale okpueze eze nwanyị mma nke Most Beautiful Girl in Nigeria nke 2004, mere ya isonye na Miss Universe [1] na Miss World mgbe e mesịrị na afọ. Na Miss World 2004 Uwagbale onye so n'etiti mmadụ iri na ise ewepụtara n'ọkara nke ikpeazụ ma akpọrọ ya African Continental Queen of Beauty . Dị ka MBGN, usoro ikpo okwu Uwagbale bụ Environmental Pollution .

Uwagbale lụrụ onye ọchụnta ego Tom Iseghohi, onye ọ zutere ọkara oge ọnụnọ ya dịka MBGN. Ka emechara ndebanye aha maka ọlụlụ́ na America, di na nwunye ahu mere ememe agbam akwukwo na Lagos na 2008, ma bụrụ nne na nna umu nwoke abuo na otu nwa nwanyị ugbua. [2] N’afọ 2009, e boro ya ebubo na ọ riri ndị NITEL ndị nwere oke ego, mana ha kagburu ya.

Uwagbale gara n'ihu na-agụ akwụkwọ na America ma na-azụ ahịa gbasara ihe ụmụaka amụrụ ohụrú bu nke gụnyere mother retail chain -The Baby Store . N’ọnwa Mee afọ 2011, Uwagbale mepere ahịa ngwa umuaka na Chase Mall, nke dị n'ogolo striiti Ademola Adetokunbo , Victoria Island, Lagos, Naijịria. [3]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Crown or No Crown, I'll Still Be Great - Anita Uwagbale
  2. Anita's Wedding Photos
  3. EX-BEAUTY QUEEN-ANITA ISEGHOHI OPENS BABY STORE; MaestroMedia; 5 May 2011.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:S-start Àtụ:Succession box Àtụ:S-end Miss World 2014

Onye nyefee ya oche:Hayat Ahme