Ann Mukoro
Ọdịdị
Ann Mukoro
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Ann Mukoro ![]() |
aha enyere | Ann ![]() |
aha gọọmenti | Ann Mukoro ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Mee 1975 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Ann Mukoro (a mụrụ n'ụbọchị 27 ọnwa Mee afọ 1975) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa onye gbara bọọlụ n'etiti ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa . O so n'òtù ahụ na mmalite 1991 FIFA Women's World Cup nakwa 1995 FIFA Women's World Cup.[1]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA Women's World Cup Sweden 1995 - Teams. FIFA Women's World Cup Sweden 1995. FIFA (1995). Retrieved on 2007-09-28.