Arit Okpo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Arit Okpo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ, oko akuko ihe onyonyo, onye nhazi ihe onyoyo, onye na-emeputa ihe onyoyo Dezie
ụdị ọrụ yaonye na-emeputa ihe Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Calabar, academic degree Dezie

Arit Okpo bụ onye nta akụkọ nakwa onye na-ekwupụta mmeme n'onyonyo na Nigerian. Okpo so na ndị na-ekwupụta ihe na nke akpọrọ CNN International's African Voices Changemakers [1] Ọ rụbụrụ ọrụ na EbonyLife TV dika onye nkọwapụta na onye nkwadon ihe ndi ana-egosiputa na Ebonylive TV. [2]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Okpo na Lagos, Nigeria. Ọ gụsịrị akwụkwọ n'afọ 2002 na Mahadum nke Calabar . [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Okpo rụrụ ọrụ dị ka dairektọ ụlọ akwụkwọ na-ahụ maka idozi ihe ndi a na-emepụta n'onyonyo n'afọ 2013, O mecha bụrụzie onye dairektọ nwere nka ọrụ n'ụlọ ọrụ Menoword Media. Na EbonyLifeTv, ọ kawdoro ma gosipụta ihe a kpọrọ EL Report (nke mechara bụrụ The Crunch), Chefrican na ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naija. [4] [5]

CNN[dezie | dezie ebe o si]

A kpọrọ Okpo dika onye ọhụrụ na CNN African Voices. Mmemme televishọn CNN International nke na-egosipụta mba Africa n'ihe gbara, ọrụ nka di iche iche eji mara ndi afrika maọbụ ndi africa di iche iche na-eme ihe di iche iche iji mee ka obodo afrika gaa n'ihu.Ọ bụ ndi Globacom na- akwado ndi African Voices. [6] [7]

Ebe Nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. CNN’s African Voices extends partnership with Glo. Archived from the original on 11 August 2019. Retrieved on 11 August 2019.
  2. "I’m doing my best to live most authentic life – Arit Okpo". Retrieved on 11 August 2019.
  3. "Arit Okpo Is New African Voices Host – CNN", 9jaflaver, 9 August 2019. Retrieved on 11 August 2019.
  4. Arit Okpo. Archived from the original on 11 August 2019. Retrieved on 11 August 2019.
  5. "10 Questions for Arit Okpo, ELTV Presenter and Producer". Retrieved on 11 August 2019.
  6. Arit Okpo joins CNN as host of rebranded African Voices Changemakers. CNN. Retrieved on 11 August 2019.
  7. "CNN's Africa Voices enters new era, introduces new host, format", BusinessDay Digital Team, 11 August 2019. Retrieved on 11 August 2019.