Arthur Eze

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Arthur Eze
Born
OccupationCEO of Atlas Oranto Petroleum

Arthur Eze bụ onye ọchụnta ego Naijiria bụ onye isi oche nke Atlas Oranto Petroleum, nnukwu ụlọ ọrụ kachasị ụlọ ọrụ ndị ọzọ bụ nke onwe na enyocha ma na emepụta mmanụ ọkụ na ala Naijiria.[1][2]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Arthur Eze na ndịda-ọwụwa anyanwụ nke Naijiria, na ubochi nke ịrị abuo na asaa Nọvemba, n'afọ Otu puku, narị iteghete na iri ano na asato. [citation needed] Nwanne ya nwoke nke okenye Igwe Robert Eze, bụ eze Ukpo, obodo dị na Dunukofia.[3][4]

N'afọ Otu puku, narị iteghete na iri asaa, Eze gụsịrị akwụkwọ na ulo akwụkwọ St. Augustin Sekondarị skulu nke di na Nkwere, Imo Steeti.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Giant in the tropic of Africa: Arthur Eze (en-GB). Nigerian Tribune. Archived from the original on 2023-02-16.
  2. "Meet di Nigeria billionaire wey dey 'shake Anambra'", BBC News Pidgin.
  3. 2023: Arthur Eze Under Fire over Comments against Obi's Chances. www.thisdaylive.com. Archived from the original on 2023-01-03.
  4. Nigeria-France: Prince Arthur Eze sells land to TotalEnergies in Anambra (en-US). The Africa Report.com (2021-11-24). Retrieved on 2023-03-26.