Asụsụ Bekee
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Asusu Bekee)
English
| Obere ụdị nke | Anglic |
|---|---|
| Akara ala | English |
| Ndekọ IPA | ˈɪŋɡlɪʃ |
| A gụrụ aha | obodo dị na ugwu ọdịda anyanwụ Europe, akụkụ nke United Kingdom |
| Ụmụ amaala ka | obodo dị na ugwu ọdịda anyanwụ Europe, akụkụ nke United Kingdom |
| Nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | Two-fisted science : Vannikov the reflector |
| Onye nlereranya | French, Vulgar Latin, Germanic, Greek, Old Danish |
| Nwere grammatical case | genitive ikpe, nominative ikpe, oblique ikpe |
| Nwere grammatical ọnọdụ | indicative, subjunctive, interrogative |
| Nwere ụtọ asụsụ okike | nwoke, nke nwanyi, neuter |
| Usoro ederede | Latin script |
| Òtù na-achịkwa asụsụ | no value |
| Bịanyere aka n'akwụkwọ | ejiri aka tinye akara bekee |
| Ọkwa asụsụ UNESCO | 1 safe |
| Ọkwa asụsụ Ethnologue | 0 International |
| Mụrụ ya | English studies |
| Nwere àgwà | agreement |
| Akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of English |
| Ụdị metụtara | Category:English pronunciation, Category:English-language animated films |
| Entry in abbreviations table | англ., инг. |
| PyPI trove classifier | Natural Language :: English |
| Stack Exchange saịtị | https://english.stackexchange.com |
| Stack Exchange mkpado | https://linguistics.stackexchange.com/tags/english, https://tex.stackexchange.com/tags/english |
| Koodu asụsụ Wikimedia | en |
| Megidere nke | na-abụghị bekee |
| Has grammatical number | singular, ụ̀bàrà |
Asụsụ Bekee (Bekee: English) bu asụsụ ana-asụ n'Ala Bekee (Bekee: England) na ụfọdụ obodo ọzọ dịka Njikọtaọhà Amerika na Ostraliya. Ana-asụkwa ya na Naijiria.
Bekee bụ ụdịrị asụsụ ana-akpọ "West Germanic". Bekee si ezinaụlọ "Indo-European". O si Jemani bịa Ala Bekee mgbe ọ bụ Bekee Ochie. Mgbe Ndị Normani bịa, o bidoro ịgbanwe. Bekee nke oge nka bụ "Middle English". Bekee ana-asụ kịta bụ Bekee Ugbu Nka.
