Gaa na ọdịnaya

Atonye Nyingifa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Atonye Nyingifa
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria, Njikota Obodo Amerika Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Disemba 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLos Angeles Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheike n'ihu Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of California, Los Angeles Dezie
Ụdị egwuregwuBasketball Dezie
So na2017 FIBA Women's AfroBasket, 2018 FIBA Women's Basketball World Cup, 2019 FIBA Women's AfroBasket, basketball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpiNCAA Division I women's basketball Dezie

Atonye Nyingifa (a mụrụ n'ụbọchị nke 8 n'ọnwa Disemba afọ 1990) bụ onye Naijirịa a mụrụ n'Amerịka, na-eme egwuregwu basketbọọlụ n'otu bọọlụ Porta XI Ensino na otu egwuregwu mba Naịjirịa . [1]

O sonyere na Afrobasket ụmụ nwanyị afọ 2017 . [2]

Ebemsidee

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]