Auwal H Yadudu
Ọdịdị
Auwal H Yadudu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1953 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Katsina |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Hausa, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | academic, lecturer |
ebe agụmakwụkwọ | Harvard Law School, Ahmadu Bello University |
[1]Auwal Yadudu (amụrụ n'afọ 1953) bụ onye nkuzi Naijiria. Ọ bụ prọfesọ nke iwu na osote onye isi nke Mahadum Federal, Birnin Kebbi, Kebbi State, Nigeria.
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Yadudu na Funtua, Katsina State. O nwetara diplọma ya na iwu na 1978 na Mahadum Ahmadu Bello dị na Zaria. Ọ gara n'ihu nweta nzere bachelọ nke iwu ebe ahụ na 1979. O mechara nweta Mas.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]jere ozi dị ka onye isi ngalaba iwu na Mahadum Bayero. Yadadu rụrụ ọrụ dịka onye ndụmọdụ gbasara iwu nye onye isi ala nwụrụ anwụ bụ General Sani Abacha. Ọ rụkwara ọrụ dịka osote onyeisi oche nke National Conf.
Ezinụlọ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ lụrụ hajia Zainab Awalu, ha mụrụ ụmụ asatọ. Ha anọwo ọnụ ruo ọtụtụ iri afọ. Na 8 Jenụwarị 2023, nwunye ya nwụrụ mgbe ọ rịachara obere ọrịa n'ụlọ ọgwụ US.[1]. [2].
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ dnladmin (2017-02-16). Prospective JSC – Personality Check: Prof. Auwalu Hamish Yadudu (en-US). DNL Partners. Retrieved on 2021-09-22.
- ↑ Professor Yadudu loses wife (en-GB). Daily Trust (2023-01-09). Retrieved on 2023-07-14.