Avel de Knight
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha ezinụlọ ya | Knight |
aha pseudonym | Knight, Avel de |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1923 |
Ebe ọmụmụ | New York City |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1955 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Metropolitan Museum of Art, Studio Museum in Harlem |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
omenkà faịlụ na | Frick Art Research Library, Smithsonian American Art and Portrait Gallery Library, Schomburg Center for Research in Black Culture |
Avel de Knight (1923-1995) bụ ónyé Africa-America na-ese ihe, ónyé nkụzi nka, na ónyé na-enyocha nka.[1] Ọrụ ya dị na nchịkọta nke Metropolitan Museum of Art, Walker Art Center, na Mahadum Richmond Museums.[2][3]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ De Knight na New York.[4][5] E nyèrè afọ a mụrụ ya dị ka 1921, 1923, 1925, 1931, na 1933.[3] Nné na nnà ya si Barbados na Puerto Rico kwaga United States.[4] Ọ bụ nwanne nwoke nke René DeKnight.
De Knight gụrụ nka na Pratt Institute site na 1941-1942. Ọ sonyeere ndị agha ma jee ozi n'otu òtù dị iche iche ruo mgbè Agha Ụwa nke Abụọ biri. N'afọ 1946, ọ kwagara Paris ebe o jiri G.I. Bill gaa École des Beaux-Arts, Académie de la Grande Chaumière, na Académie Julian.[4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]De Knight na-ese ihe osise mmịrị ma na-emekarị usoro eserese gouache.[1]
Ọ kụziri na Art Students League nkè New York na National Academy School of Fine Arts.[6]
Nchịkọta
[dezie | dezie ebe o si]- Metropolitan Museum of Art[3][7]
- Walker Art Center[3]
- Mahadum nke Richmond[3]
- Schomburg Center for Research in Black Culture[4]
- Ebe Ngosi Ihe Mgbe Ochie Chrysler[4]
- Ụlọ ngosi nka nke Mahadum Lehigh[4]
Ihe ngosi
[dezie | dezie ebe o si]- Foto Afro-American 1971: Ọhụụ nke Percy Ricks, Delaware Art Museum 2021[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Desir. "Dreaming Warriors Bubbling Orbs &: The Art of Avel de Knight", The Harlem Times, January 2018.
- ↑ 2.0 2.1 (2021) Afro-American Images 1971: The Vision of Percy Ricks. Delaware Art Museum: Delaware Art Museum in partnership with Aesthetic Dynamics.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 3.3 3.4 A Finding Aid to the Avel de Knight papers, 1947-2003, bulk 1957-1968 (en). www.aaa.si.edu. Retrieved on 2021-11-06.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 4.3 4.4 4.5 Avel de Knight (en-US). Petrucci Family Foundation Collection of African American Art. Retrieved on 2021-11-06.
- ↑ (September 1976) "Avel de Knight". The Watercolor Page 40.
- ↑ Oral history interview with Avel De Knight, 1968 July 22 (en). www.aaa.si.edu. Retrieved on 2021-11-07.
- ↑ Mediterranean, 1966. www.metmuseum.org. Archived from the original on 2016-03-05. Retrieved on 2021-11-06.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Herbert Gentry
- Romare Bearden