Gaa na ọdịnaya

Aya Nakamura

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aya Nakamura
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịFrance, Mali Dezie
Aha ọmụmụAya Coco Danioko Dezie
Aha enyereAya, Coco Dezie
Aha ezinụlọ yaNakamura, Danioko Dezie
Aha pseudonymAya Nakamura Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Mee 1995 Dezie
Ebe ọmụmụBamako Dezie
Dị/nwunyeNiska, Vladimir Boudnikoff, RK Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench, Asusu igbo Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu, onye na-abụ abụ Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)2014 Dezie
Ngwa egwuolu egwụ Dezie
DiskografiAya Nakamura discography Dezie
A gụrụ ahaHiro Nakamura Dezie
ỤdịAfrobeat, French contemporary R&B, pop urbaine, zouk, reggaeton Dezie
Akara ndekọWarner Music France, Rec. 118, Parlophone Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women, 22nd annual NRJ Music Awards, Victoires de la Musique – Female artist of the year Dezie

Aya Coco Danioko (amụrụ 10 Mee 1995), nke a maara dị ka Aya Nakamura, bụ onye French na Malian na-agu egwụ. Egwu ya Brisé nwetara traction na YouTube, yana duet ya na onye na-agụ egwú Fababy, Love d'un voyou, rụpụtara na eserese ya na France na nke mbụ ya. O weputara album izizi ya, Journal intime, na 2017, sochiri na 2018 site na Nakamura, nke enyerela asambodo diamond na France ma ree ihe karịrị 1.2 million n'ụwa niile. Album ahụ weputara egwụ Djadja na Copine weru malite ọrụ onye ọbụ abụ na mba ụwa. N'otu afọ ahụ, ọ meriri ndekọ Edith Piaf nwere kemgbe 1961 dị ka nwanyị francophone kacha ege ntị na Netherlands.[1]

Ndụ mbido ya

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Aya Nakamura na Bamako, Mali, na 10 May 1995. O sitere na ezinụlọ ndị a na po griot, ha wu ndị na-akọ akụkọ na West Africa na ndị na-ede uri nke omenala ọnụ. Ya na ezinụlọ ya kwagara France mgbe ọ bụ nwata. Ọ bụ ya bụ ọkpara n'ime ụmụnne ise.[2]

Aya Nakamura gụrụ ejiji na La Courneuve. O mechara malite n'egwu n'okpuru aha ogbo bụ Aya Nakamura, ka agwa Hiro Nakamura nke ndị dike akụkọ ihe nkiri sayensị America.[3]

Mgbe ọ dị afọ 19 ọ malitere ibipụta egwu ya n'ịntanetị, na-enweta ndị na-eso ya na egwu Karma na J'ai mal. Na 2016, o mere abụ Brisé wee soro ya Love d'un Voyou nke na-egosi rapper Fababy. Ya na onye egwu Naijiria Davido gbara egwu.

N'April 2018, Nakamura wepụtara Djadja - nke mbụ sitere na album nke abụọ ya Nakamura.[4]

Na Julaị 2020, Nakamura wepụtara otu Jolie nana, site na album studio nke atọ ya, Aya.

Na 2022, o wepụtara Dégaine na Mechante, na 2024 weputara Hypé na-esote remix na mmekorita ya na Ayra Starr.[5][6]

Ihe nketa na onyonyo ọha

[dezie | dezie ebe o si]

Aya Nakamura emeriela ọtụtụ ihe nrite na nkwanye ugwu.[1][7]

Na 23 Febrụwarị 2025, vidiyo egwu ya "Djadja" ghọrọ egwu asụsụ French nke anọ karịrị otu ijeri nlele na YouTube. Ọ bụ onye egwu Afrịka izizi nwere vidiyo nwere ihe karịrị otu ijeri nlele.[4]

A kọwawo ya dị ka onye nkwuwa okwu dabere na egwu ya.[3]

Tupu egwuregwu nke 2024 na Paris, a na-anụ kepu kepu na ọ ga-eme mmemme na emume mana ụfọdụ ndị na-akparị agbụrụ na France achọghị ya. Agbanyeghị, o mechara mee..[8]

Ndụ nke onwe

[dezie | dezie ebe o si]

Aya Nakamura bụ Muslim ma nwee ụmụ n'abụọ.[9]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]