Ayisat Yusuf
Ọdịdị
Ayisat Yusuf
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Maachị 1985 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| onye nsonye òtù egwuregwu | NiceFutis, Delta Queens, Rivers Angels F.C., Nigeria national football team |
| ụdị egwuregwu | footbọl |
| so na | 2008 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Ayisat Yusuf-Aromire (amuru na afor 6 Maachị 1985) bu onye egwuregwu bọọlụ nwanyi Naijiria lara ezumike nka, onye bi na Finland ugbua.
Yusuf gbara bọọlụ dị iche iche na Naịjirịa na Finland. Ọ bụ onye otu ndị otu Naijiria na asọmpi ụmụ nwanyị Afrịka nke afọ 2004, iko mba ụwa ụmụ nwanyị 2007 na asọmpi Olimpik nke afọ 2008 .