Ayo Fasanmi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ayo Fasanmi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1925 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ekiti Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya29 Julaị 2020 Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1978 Dezie

Ayorinde Fasanmi (Abali iri abụọ na asaa ọnwa Septemba afo 1925 [1] [2] - Abali iri abụọ na-itolu ọnwa Julai afo 2020) bụrụ onye Naijiria na- ere ọgwụ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị . [3] [4] [5] [6]

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Amuru ya na afo 1925 na Iye Ekiti, bụ otu okpuru ochichi nke di na Ekiti Steeti, mpaghara southwest Naijiria. [7] Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị St Paul, Ebutte Metta na Ụlọ Akwụkwọ Ọchịchị Gọmenti, Ibadan tupu ọ gawa ụlọ akwụkwọ Ahia-ọgwụ na Yaba ebe ọ natara asambodo diplọma na ahịa ọgwụ. [8] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ere ọgwụ na Oshogbo nwa obere oge tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke obodo Naijiria. [9]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Ọ sonyere n'otu Unity Party nke Naịjirịa na afo 1978 ma bụrụkwa onye na- azọ ọkwa onye ga-anọchite otu ha na ntuli aka gọvanọ nke Ondo Steeti mana Michael Adekunle Ajasin meriri ya, onye bụbu gọvanọ nke Ondo Steeti. [10] N’afọ 1983, ahọpụtara ya dika onye nnọchi anya ụlọ ndị omeiwu etiti na- anọchite Ondo North. [11] O mechara jee ozi dịka onye otu Njiko ndị isi n'ahazi Old Western Nigeria Housing Corporation. [12] N'oge Republic nke anọ na Naijiria, ọ rụrụ ọrụ dị ka Osota Onye isi oche nke Alliance maka Democracy, mpaghara Southwest. [13] [14]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ nwaanyị nwụrụ anwụ bụ Madam Adejoke onye nwụrụ mgbe ọ gbara afọ iri asatọ na abụọ n’ọnwa Ọktoba afọ 2014. [15]

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. [1]
  2. https://www.pulse.ng/news/local/pa-ayo-fasanmi-afenifere-national-leader-dies-at-94/rrvh9jy
  3. Fasanmi, factional leader, threatens on Afenifere crisis : I. NigerianMuse. Retrieved on 24 February 2015.
  4. Afenifere’s Comeback Bid, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 22 February 2015. Retrieved on 24 February 2015.
  5. Latestnigeriannews. I never discussed Bola Ige with Olaniwun Ajayi -Ayo Fasanmi. Latest Nigerian News. Retrieved on 24 February 2015.
  6. Obasanjo/Iyabo feud: Why we won't intervene— Yoruba elders - Vanguard News. Vanguard News. Retrieved on 24 February 2015.
  7. PDP is big for nothing — Fasanmi. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 28 February 2015. Retrieved on 24 February 2015.
  8. My greatest challenge is ensuring Awo’s legacies do not die – Senator Ayo Fasanmi. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 28 February 2015. Retrieved on 24 February 2015.
  9. Archived copy. Archived from the original on 2015-02-22. Retrieved on 2015-02-22.
  10. Archived copy. Archived from the original on 2015-02-22. Retrieved on 2015-02-22.
  11. Fasanmi urges Afenifere leaders to support APC. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Archived from the original on 22 February 2015. Retrieved on 24 February 2015.
  12. Yoruba leaders should forge a synergy –Senator Ayo Fasanmi - P.M. NEWS Nigeria. pmnewsnigeria.com. Retrieved on 24 February 2015.
  13. Yoruba Elites and Ethnic Politics in Nigeria. google.co.za. Retrieved on 24 February 2015.
  14. Our Reporter. Fasanmi bags award. thenationonlineng.net. Retrieved on 24 February 2015.
  15. Ayo Fasanmi’s wife dies at 82. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 28 February 2015. Retrieved on 24 February 2015.