Gaa na ọdịnaya

Ayomide Emmanuel Bello

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ayomide Emmanuel Bello
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereAyomide Dezie
Aha ezinụlọ yaBello Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Eprel 2002 Dezie
Ebe ọmụmụEpe Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụcanoeist Dezie
Ụdị egwuregwucanoeing and kayaking Dezie
Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpicanoe sprint Dezie
So nacanoeing at the 2020 Summer Olympics – women's C-1 200 metres, 2018 Summer Youth Olympics, 2019 African Games Dezie


Ayomide Emmanuel Bello
Personal information
NationalityNigerian
WeightScript error: No such module "ConvertIB".
Sport
CountryNigeria
SportCanoe slalom
Event
C-1 & C-2
Medal record
Women's canoe sprint
African Games
Gold medal – first place2019 RabatC-1 200 m
Gold medal – first place2019 RabatC-1 500 m
Gold medal – first place2019 RabatC-2 200 m
Gold medal – first place2019 RabatC-2 500 m

Ayomide Emmanuel Bello (amụrụ 4 Eprel 2002) bụ onye na-akwọ ụgbọ mmiri na Naijiria. Ọ gbara n'asọmpi ụmụ nwanyị C-1 200 na asọmpi Summer 2020 Olympik nke emere na Tokyo, Japan.

N'afọ 2018, ọ meriri ihe nrite ọla edo abụọ na egwuregwu ndị ntorobịa Africa . [1] N'otu afọ ahụ, ọ nọchitere anya Nigeria na 2018 Summer Youth Olympics wee zọọ asọmpi anọ: C1 sprint ụmụ agbọghọ , C1 slalom ụmụ agbọghọ , 'K1 sprint ụmụ agbọghọ na K1 slalom ụmụ agbọghọ' . Ọ nwetaghị ihe nrite na mmemme ndị a.

Ọ gbara asọmpi n'egwuregwu Afrịka 2019 wee nweta ihe nrite ọla edo na mmemme C-1 200 mita na C-1 500 mita. [2] O nwetakwara ihe nrite ọla edo na mmemme C-2 200 mita na C-2 500 mita. [2] N'ihi ya, mba ya gụchara nke abụọ na tebụl nrite ịkwọ ụgbọ epeepe n'egwuregwu Africa 2019 ma bụrụkwa onye tozuru oke maka asọmpi Tokyo 2020 na asọmpi C-1 200 mita . [3] [1]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 "These Women Are Representing Nigeria in Water Sports at the 2020 Olympics", BellaNaija, 21 March 2020. Retrieved on 3 February 2021.
  2. 1 2 Ayomide Emmanuel Bello - Athlete Profile. 2019 African Games. Archived from the original on 21 September 2019. Retrieved on 21 September 2019.
  3. 2019 African Games fallout: Nigeria's bumpy ride to 'glory' in Rabat. The Nation (13 September 2019). Archived from the original on 21 September 2019. Retrieved on 21 September 2019.