Baba Jigida
Ọdịdị
Baba Jigida
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Sierra Leone ![]() |
aha enyere | Baba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Sierra Leone, Member of the Pan-African Parliament ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Sierra Leone People's Party ![]() |
Princess Baba Jigida bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo Sierra Leone. Ọ bụ onye otu Sierra Leone People's Party (SLPP).[1] Ọ bụkwa onye otu Pan-Afrikan Parliament yana onye otu ndị omebeiwu nke obodo Sierra Leone site na Western Area Rural District na mpụga Freetown.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ SLPP MPs - Sierra Leone Peoples Party. Archived from the original on 22 October 2007. Retrieved on 25 October 2010.
- ↑ List of Members of the Pan African Parliament (as of 15 March 2004). Archived from the original on 4 November 2009. Retrieved on 25 October 2010.