Bayray McNwizu
Ọdịdị
Bayray McNwizu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Eberechukwu Nwizu |
| Aha enyere | Ebere |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Julaị 1984 |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University |
| Ogo mmụta | bachelor's degree |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Eberechukwu Nwizu[1] a maara nke ọma dị ka Bhaira Mcwizu ma ọ bụ Bayray McNwizu bụ onye na-eme ihe nkiri na Naijiria.[2][3] Ọ bịara bụrụ onye a ma ama mgbe o meriri ihe ngosi nke atọ nke Amstel Malta Box Office (AMBO). N'afọ 2009, ọ nwetara nhọpụta nke Africa Movie Academy Awards.[4][5]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Cindy's Notenjg
- Tales of Eve
- Kiss and Tell (2011)
- Calabash
- Lies Men Tell
- My Rich Boyfriend (2014)
- A Lonely Night
- Cruel Intentions
- The Visit (2015)
- Tiwa's Baggage
- Broken walls
- April
Usoro TV
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha | Ọrụ | Onye isi | Ref |
|---|---|---|---|---|
| 2015 | Lekki Wives Season 3 | N/a | Blessing Egbe | [6] |
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Sexual abuse happens more in banks than Nollywood' – Bayray Mcwizu". thenet.ng. Archived from the original on 8 December 2014. Retrieved 19 November 2014.
- ↑ "Bhaira Mcwizu dumped acting?". punchng.com. Archived from the original on 23 September 2012. Retrieved 19 November 2014.
- ↑ "Bhaira Mcwizu: I can't complain…I knew fame would take away my privacy". newtelegraphonline.com. Archived from the original on 29 November 2014. Retrieved 19 November 2014.
- ↑ "Why people call me Pink Lady —Bhaira Mcwizu". vanguardngr.com. Retrieved 19 November 2014.
- ↑ "People should stop marrying me off to somebody —Nollywood actress Bhaira Mcwizu". thenationonlineng.net. Retrieved 19 November 2014.
- ↑ "Lekki Wives Adaora Ukoh, Keira Hewatch, Joselyn Dumas, others return for season 3". Pulse Nigeria. Chidumga Izuzu. Archived from the original on 4 February 2015. Retrieved 2 February 2015.