Belinda Effah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Belinda Effah
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBelinda Effah Dezie
Aha ọmụmụBelinda Effah, Grace-Charis Bassey Effah Dezie
Aha enyereBelinda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Disemba 1989 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Cross River Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteAfrica Magic Viewers' Choice Awards, 2014 Golden Icons Academy Movie Awards, ELOY Awards, Nollywood Movies Awards, Africa Movie Academy Awards Dezie
webụsaịtịhttps://www.belindaeffahofficial.com Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Belinda Effah
Belinda Effah at the 2020 AMVCA
Born
Belinda Uyu Effah

(1989-12-14) 14 Disemba 1989 (age 34)
NationalityNigerian
OccupationActress
Years active2005–present
WebsiteÀtụ:Url

Grace-Charis Bassey Effah (amụrụ na Disemba 14, 1989) bụ onye na-eme ihe ngosi na mgbasa ozi na Naịjirịa. Ọ meriri ihe nrite kachasị mma nke onyinye afọ na 9th Africa Movie Academy Awards . [1]

Mmalite Ndu na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Grace-Charis Bassey dịka Belinda Uyu Effah [2] na Disemba 14, 1989, na Cross River State, steeti dị n'ụsọ osimiri na ndịda Naịjirịa . [3] Ọ nwere agụmakwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị na Hillside International Nursery & Primary School na ụlọ akwụkwọ nke ndi Nigerian Navy , Port Harcourt n'otu n'otu. Ọ gara n'ihu n'ọmụmụ ihe ya na Mahadum Calabar, nke ọ gbasiri ukwu na mmụta jenetiks na mmụta bayo-teknoloji. [4] Sire N'ajụjụ ọnụ a gbara ya na akwụkwọ akụkọ The Punch, o kwuru na ụdị mkpachapụ anya nke nna ya tinyere n'ebe ụmụ iri na anọ ya nọ nyere aka n'ịkpụzi ọrụ ya.

Ọrụ Nollywood[dezie | dezie ebe o si]

O mere mpụta izizi telivishọn ya na usoro ihe nkiri 2005 bụ́ Shallow Waters . Mgbe nke a gasịrị, o were ezumike n'usoro ihe nkiri ahụ iji gosipụta na ihe ihe omume ngosi bụ Next Movie Star . Ọ bụ onyenke ise, a chụpụghịkw a ya n'ụlọ. [5] [6]

Ọ bụbu onye mgbasa ozi telivishọn nke Sound City, ụlọ ọrụ ntụrụndụ na Naijiria. Agbanyeghị, ọ hapụrụ ọdụ ahụ wee malite ihe ngosi TV nke ya akpọrọ Lunch Break with Belinda . [7] [8]

Ihe nkiri Tv[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ọrụ Ihe edeturu
Shallow water
The Room

The Tales of Eve

Filmografii[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ihe edeturu
2018 Nne nwanyi Effi A mụrụ ya na Cape Town, South Africa. Nke a bụ Belinda Effah, Daniel Lloyd & Jason Maydew
Java's House
Kokoma
Udeme Mmi
Mrs Somebody
Enquire
Alan Poza Bunmi
Apaye
Jump and pass
Lonely Heart
Misplaced
The Hunters
After the proposal
Cat and mouse
Princess Ekanem
Biger Ladies
Azonto Babes
2015 The Bankers Daisy Aburi
2016 Lost Pride Jenny
Ojuju Calabar
Stop
Keeping Secrets
Luke of Lies
Folly
Bambitious
So in love
Being Single
Here's and Villians
Black Val

Nkwado[dezie | dezie ebe o si]

Award Category Film Result
2012 Best of Nollywood Awards Most Promising Act (female) Kokomma| style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Golden Icons Academy Awards[9] style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2013 Nollywood Movies Awards style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Nollywood Movies Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Africa Movie Academy Awards Most Promising Act Udeme Mmi| style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Ntanta Award style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2014 ELOY Awards[10] Movie Actress of the Year style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2014 2014 Golden Icons Academy Movie Award Best Supporting Actress style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2016 Africa Magic Viewers' Choice Awards[11] Best Actress in a Drama style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Working with Majid Michel was a Revelation for me. nigeriafilms.com. Archived from the original on 18 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
  2. Nollywood actress Belinda Effah changes name. vanguardngr.com (2021-04-21). Retrieved on 2021-05-30.
  3. PHOTOS: Nollywood Actress Belinda Effah Poses In Wedding Dress. News.naij.com (2014-04-16). Retrieved on 2014-04-20.
  4. I Like to see heads turn when I step out. dailyindependentnig.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
  5. It's been Tough being an actress. Tribune Nigeria Newspaper. Archived from the original on 5 February 2014. Retrieved on 17 April 2014.
  6. Messing around in Nollywood is not for me. vanguardngr.com. Retrieved on 17 April 2014.
  7. I cant stop people from making passes at me - Belinda Effah. dailyindependentng.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
  8. I can marry an Actor. punchng.com. Archived from the original on 19 April 2014. Retrieved on 17 April 2014.
  9. Nollywood New IT Girl: Check out GIAMA Best new actress new photos. bellanaija.com. Retrieved on 17 April 2014.
  10. Seyi Shay, Toke Makinwa, Mo’Cheddah, DJ Cuppy, Others Nominated. Chinedu Adiele. Retrieved on 20 October 2014.
  11. AMVCA 2016: Full nomination list (2015-12-11).