Besnat Jere

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Besnat Hellen Mayase Jere
Member of the National Assembly for Luangeni
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded bySolomon Mbuzi
Succeeded byAngela Cifire
Personal details
Born (1952-05-04) 4 Mee 1952 (age 72)
Died7 June 2020
Political partyUnited National Independence Party
ProfessionFarmer and Politician
Besnat Jere
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Mee 1952 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya7 Jụn 2020 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọrụ ugbo Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly of Zambia, Member of the Pan-African Parliament Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịUnited National Independence Party Dezie

Besnat Hellen Mayase Jere (4 Mee 1952 - 7 June 2020) bụby onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Obodo Zambia.[1] O jere ozi dịka onye otu National Assembly maka Luangeni site n’afo 2002 ruo 2006.

Ọ bụ adaeze ya na onye otu Ngoni Royal Establishment ebe ọ bụ nwa nwa nwaanyi nke HRH Nkosi (King) Nzamane II. Nkosi Nzamane nke Abụọ bụ nwanne nwoke nke HRH Paramount Eze ndi Eze Mpezeni nke Abụọ nke ndị Ngoni nke mpaghara odida anyanwu.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Jere bụ onye ọrụ ugbo.[1] Ọ bụbu Onye isi mgbasa ozi nke Posts and Telecommunications Corporation (PTC) na Chipata. Ọ bụ onye United National Independence Party (UNIP) na Luangeni na ntuli aka nke afọ 2001 ma a họpụta ya na National Assembly site na vootu 2,027. N'oge mbụ ọ nọ na nzuko omeiwu, ọ bụ onye otu nzuko omebe iwu Pan-Afrikan.[2]

Na ntuli aka nke afọ 2006, UNIP sonyeere United Democratic Alliance, ebe a họpụtara Jere dịka onye nnọchiteanya nke njikọ ahụ na Luangeni. Otú ọ dị, ọ mechara nke atọ n'azụ Angela Cifire nke Movement for Multi-Party Democracy na Charles Zulu nke Patriotic Front.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Besnet Hellen Jere National Assembly of Zambia
  2. List of members of the Pan-African Parliament Africa Union