Binta Bello

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Binta Bello bụ onye nkụzi klas nke mbụ, onye na-ahụ maka ụlọ ọrụ na steeti, na onye na-akwado Minista na-anọchite anya ndị isi na Naijiria 'Nigerian House of Representatives.'[1] Bello na-anọchite anya Kaltungo / Shongom Federal District nke Gombe State. Ọ bụ naanị nwanyị nọ n' ọchichi 'leadership of the House'.

Mbido ndụ na-agụm akwụkwọ[mèzi | mèzi mkpụrụ]

A mụrụ Bello n'Igbuzo, Delta State na nna onye agha. O bughariri gburugburu obodo a tupu ya alaghachi na Gombe State.[2]

O nwetara akwụkwọ ọkwa II site na W.T.C Bajoga, Gombe dị na 1988, otu diplọma na Ngalaba Ọha na Mahadum University of Jos na 1995, na B.Sc. na Ngalaba Ọha na Mahadum University of Maiduguri na 2010.

Ọrụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Bello na-arụ ọrụ dịka Kommissioner na-ahụ maka Ụmụ Nwanyi na Gombe State site na 2007 ruo 2010.[3] Ọ zọrọ dịka onye nnochite anya maka Kaltungo / Shongom Federal Constituency n'elu ikpo okwu nke PDP ebe O mereiri.

Ṅrụtụaka[mèzi | mèzi mkpụrụ]