Gaa na ọdịnaya

Bisi Komolafe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bisi Komolafe
Bisi Komolafe
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoBisi Komolafe Dezie
Aha ọmụmụBisi Komolafe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1986 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya31 Disemba 2012 Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
Ihe kpatara ọnwụpuerperal disorders Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
Ebe agụmakwụkwọLagos State University Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)2008 Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

[1]Bisi Komolafe Audioⓘ ( 1986–1912 ) bụ nwaafọ Naijiria. Nigerian actress, film director na producer onye nke eji ihe ona eme mara di ka egwuregwu Igboro Ti Daru Aramotu

Mmalite ndụ na mmụta

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Bisi n'afọ 1986 n'ime ezinaụlọ onye nke ise na Ibadan, Oyo State South-Western Nigeria ebe ọ gụsịrị akwụkwọ n' ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị. [2] Ọ gara Lagos State University ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na Business Administration. [3]

Ọrụ Bisi mere ka ọ pụta ìhè mgbe ọ gachara na ihe egwuregwe Igboro Ti Daru . Ọ gara n'ihu rụọ ọrụ dị mkpa n'ihe nkiri gụnyere Bolode O'ku, Asiri Owo na Ebute . Bisi rụpụtara ihe nkiri gụnyere Latonwa, Eja Tutu na Oka . [4] A họpụtara ya na "Mkpughe nke Afọ" na 2009 Best of Nollywood Awards n' otu "Onye Nduzi Kasị Mma N'egwuregwu Yoruba"2012 edition.

Onyinye na nhoputa

[dezie | dezie ebe o si]
Afọ Emume onyinye Nkọwa onyinye Nsonaazụ
2009 Onyinye Nollywood 2009 kacha mma Mkpughe nke Afọa họpụtara ya[5]
2012 Ihe onyinye 2012 Nollywood kacha mma Onye Isi Nwanyị Kacha Mma N’edere Yorubaahọpụtara ya[6]

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọnwụ nke Bisi Komolafe ka akọwara na mgbasa ozi na 31 Disemba 2012. [7] Ọnọdụ ọnwụ ya gbara ụwa ghari mere ka e nwee ọtụtụ akụkọ na ịkọ nkọ na mgbasa ozi. Agbanyeghị akụkọ gbasara ahụike gosiri na ọ nwụrụ n'ihi nsogbu metụtara afọ ime [8] [9] na Mahadum College , Ibadan. E liri ya na Jenụwarị 4, 2013 [10] na Ibadan. [11]

Nhọrọ filmography

[dezie | dezie ebe o si]
  • Igboro Ti Daru
  • Aye Ore Meji
  • Apere Ori
  • Omo Olomo Larin Ero
  • Jo Kin Jo
  • Akun
  • Bolode O'ku
  • Aramotu
  • Asiri Owo
  • Ogbe Inu
  • Aiyekooto
  • Latonwa
  • Alakada
  • Mofe Jayo
  • Ebute
  • Iberu Bojo

Hụ kwa

[dezie | dezie ebe o si]

Ebe nsi nweta

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Nollywood actress, Bisi Komolafe, for burial in Ibadan, tomorrow". Vanguard. 3 January 2013. Retrieved 25 August 2015.
  2. ↑ "Untold Story Of Bisi Komolafe's Mysterious Death – She Died Of Spiritual Attack". 4 January 2013. Archived from the original on 27 March 2015. Retrieved 25 August 2015.
  3. ↑ Akinnagbe Akintomide (3 January 2013). "PICTURES: THE UNTOLD STORY ABOUT THE MYSTERIOUS DEATH OF MOVIE STAR BISI KOMOLAFE". Archived from the original on 10 March 2016. Retrieved 25 August 2015.
  4. ↑ Bayo Adetutu (1 January 2013). "Bisi Komolafe, Nollywood actress dies". P.M. News. Retrieved 25 August 2015.
  5. ↑ "Best of Nollywood Awards 2009". BellaNaija. 7 December 2009. Retrieved 25 August 2015.
  6. ↑ "BON Winners". Nollywood Mindspace. 9 September 2012. Archived from the original on 2014-10-15. Retrieved 25 August 2015.
  7. ↑ "January 2013 HIGHLIGHTS: Bisi Komolafe dies". Archived from the original on 24 August 2014. Retrieved 25 August 2015.
  8. ↑ "Bisi Komolafe's Doctor speaks about her cause of death". Africa Spotlight. Archived from the original on 4 January 2017. Retrieved 26 August 2015.
  9. ↑ "Bisi Komolafe's property tears fiancé, family apart". Retrieved 25 August 2015.
  10. ↑ "Tears as Bisi Komolafe goes home". Retrieved 25 August 2015.
  11. ↑ "Nollywood actress, Bisi Komolafe, buried amid tears". The Punch. Archived from the original on 24 September 2015. Retrieved 25 August 2015.