Bisola Aiyeola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bisola Aiyeola
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria, Obodoézè Nà Ofú Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Jenụwarị 1986 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, okoo akuko, onye na-abụ abụ Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts, music Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum National Open University nke Naijiria Dezie
ogo mmụtaBachelor of Business, bachelor's degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2011 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Best of Nollywood Awards Dezie
ahọpụtara makaAfrica Magic Viewers' Choice Awards, Best of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Bisola Aiyeola (amuru Jenụwarị 21, 1986) bụ onye omee na onye ọbụ abụ na Naịjirịa. N’afọ 2017, Bisola ghọrọ onye izizi nke Big Brother Naija . [1] Na 2018, ọ meriri AMVCA Trailblazer Award na 2018 Africa Magic Viewers Choice Awards . [2]

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Bisola gara National Open University of Nigeria ebe ọ gụrụ maka njikwa azụmaahịa. [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Aiyeola pụtara na usoro 2017 nke Big Brother Naija ebe obu onye mbụ na-esote onye izizi[4] [5] Aiyeola bụ otu n'ime ndị na -asọ mpi na MTN Project Fame West Africa na 2008 ebe ọ gbara 5th na Iyanya meriri. [6] Site na 2011-2013, Bisola bụ onye na-nabata ọbịa na TV nke Billboard Nigeria nke pụtara na Onyonyo Silverbird [7] Na 2017, a họpụtara Bisola maka City People Movie Award maka Mkpughe nke Afọ (Bekee) n'akụkụ Zainab Balogun, Somkele Iyamah, Seun Ajayi . [8] Na 2018, Bisola meriri Trail Blazer Award na AMVCA . [9] O mere mpụta mbụ ya dị ka onye na -emepụta ihe na Kujus. [10]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Aiyeola nwere nwa nwanyị ugbu a. [1] N'ọnwa Ọgọstụ 2018, nna nwa nwanyị Aiyeola nwụrụ n'ọrịa. [11]

Ihe nkiri ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Pictture Perfect (ihe nkiri 2016)
  • Ovy's Voice (2017)
  • Skinny Girl in Transit
  • Gold Statue (2019)
  • The Bling Lagosians (2019)
  • Sugar Rush (ihe nkiri 2019)
  • The Becoming of Obim
  • The Lady called Life
  • Two Grannies And A Baby
  • PayDay
  • The Kuju's (2020) [10]
  • Breaded Life (2021) [10]
  • Dwindle (2021) [12]
  • Castle And Castle (2021)

Nrite na nhoputa[dezie | dezie ebe o si]

Year Award Category Film Result Ref
2017 Best of Nollywood Awards Onye n'ime ihe nkiri kacha na-akwado –English Picture Perfect Ahọpụtara [13]
2018 Africa Magic Viewers' Choice Awards Nrite

Trail Blazer

Àtụ:N/a Merie [9]
2020 Best of Nollywood Awards Onye n'ime ihe nkiri kacha na-akwado (English) Sugar Rush Merie [14]
Onye n'ime ihe nkiri kacha na-edu–English This Lady Called Life Ahọpụtara [15]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. 1.0 1.1 Bisola Aiyeola Inspires Fans With Lessons From Mistakes. web.archive.org (2019-05-27). Archived from the original on 2019-05-27. Retrieved on 2021-10-14.
  2. Bisola Aiyeola Wins Brand New Car at AMVCA 2018. Retrieved on 2018-09-04.
  3. BisolaAiyeola profile.
  4. Video: I feel betrayed, says Bisola runner up #BBNaija. Vanguard Nigeria. Vanguard Nigeria. Retrieved on 28 August 2018.
  5. Big Brother Naija: Real reason Efe defeated Bisola, Tboss – Reuben .... Daily Post Nigeria. Daily Post Nigeria. Retrieved on 28 August 2018.
  6. mtn project fame.
  7. Bisola career.
  8. Award.
  9. 9.0 9.1 Award.
  10. 10.0 10.1 10.2 Biodun Stephens screens new film Breaded Life (en-US). The Nation Newspaper (2021-04-10). Retrieved on 2021-10-14.
  11. Popular Nollywood Actress Bisola Aiyeola loses Baby Daddy .. Guardian Nigeria. Guardian Nigeria. Retrieved on 28 August 2018.
  12. Nwogu (2021-06-03). Check out the new teaser for Kayode Kasum & Dare Olaitan's 'Dwindle!' (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-06-10.
  13. BON Awards 2017: Kannywood’s Ali Nuhu receives Special Recognition Award (en) (2017-11-23).
  14. Augoye, Jayne (2020-12-07). BON Awards: Laura Fidel, Kunle Remi win Best Kiss (Full List of Winners) (en-GB).
  15. Behold hot steppers and winners at BON awards 2020 (en-US) (2020-12-12).