Jump to content

Somkele Iyamah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Somkele Iyamah
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSomkele Iyamah Dezie
Aha ọmụmụSomkele Iyamah Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya23 Maachị 1988 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
ŃnàAndy Nkwor Iyamah Dezie
ŃnéOnyi Iyamah Dezie
nwanneDumebi Iyamah Dezie
Dị/nwunyeAaron Idhalama Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeAsụ̀sụ̀ Ìgbò, British English, American English Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMcMaster University, Grange School, Ikeja Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2011 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriThe Wedding Party, The Arbitration, 93 Days, Lara na Beat, Gidi Up Dezie
mba osiNaijiria Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
webụsaịtịhttps://www.somkele.com Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Somkele Iyamah n'afọ 2016

Somkele Iyamah-Idhalama bụ onye na-eme ihe nkiri na ihe nlere na Naijiria. Amara ya ama maka ọtụtụ ọrụ ihe nkiri ya gunyere 93 Days (2016), The Wedding Party, The Arbitration (2016), na Gidi Up (2013). O nwetara nsọpụrụ na onyinye dị iche iche na mmemme nke bụ Toronto International Film Festival ma na Africa International Film Festival.

Amụrụ Iyamah na mpaghara Ika (Agbor) South nke Delta Steetị, na ezinulo Andrew na Onyi Iyamah. Ọ bụ nwa nke atọ n’ime ụmụaka anọ. Onye nkuzi bụ Mrs. Abe, webatara ya ịgba egwu na ihe nkiri ka ọ na-aga ụlọ akwụkwọ Grange na Lagos.

Somkele nwere nzere na biochemistry site na Mahadum McMaster. O wepụtara onwe ya n'ọtụtụ ihe ngosi maka ọrụ ebere na McMaster ma rụọ ọrụ dị ka onye nlere n'oge ezumike akwụkwọ na Nigeria.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Somkele na Ikechukwu Onunaku na ihe nkiri Gidi Up

Ọrụ ya a ma ama maka TV nọ na AMVCA ndị a họpụtara na ndị a ma ama nke ọma gụnyere, 'GIDI UP' nke NdaniTv, Amazon 'THE EXPANSE' na 'CORONER' nke CBC. Ọrụ ya na ihe nkiri emeela ka ya na ndị Nollywood kachasị nwee mmeko dịka Steve Gukas na Kemi Adetiba na Danny Glover nke mere ihe nkiri 93 DAYS ebe Somkele mere dika otu n'ime ndị dọkịta dị ndụ bụ ndị oria Ebola jidere na Nigeria nke Steve Gukas duziri nke mechara merie ọtụtụ onyinye na nhọpụta na ụwa niile gunyere ELOY (maka nwaanyị kachasị mma nke afọ ahụ), nhọpụta AMVCA maka onye ọsọte nwanyị kachasị mma, mmeri AMVCA, mmeri TFAA, nhọpụta AMAA na AFRIFF

Ọ bụ onye nnọchite anya ọtụtụ nkwado ụlọ ọrụ dịka Multichoice Nigeria (DSTV Ambassador), Jewel Site Lisa, na The Access Bank Lagos City Marathon. Ọ na-eje ozi dịka Onyeisi Mpaghara otu ejiji nke bụ Andrea Iyamah.

Ndụ ya n'ime[dezie | dezie ebe o si]

Somkele na-achịkwa otu ụlọ ejiji, Andrea Iyamah, nke nwanne ya nwaanyị nke ọ tọrọ Dumebi Iyamahguzobere. Ọ lụrụ Captain Aaron Idhalama, nnukwu mmadụ na onye ọkaibe na ụlọ ọrụ na ngalaba ụgbọ elu Naịjirịa.[1]

Onyinye na nhoputa[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Nrite Katịgorị Ọrụ Ndetu
2016 Toronto International Film Festival (TIFF) International Rising Star Herself [2]Merie
Africa International Film Festival (AFRIFF) (AFRIFF) Special Jury Recognition Award 93 Days Merie[3]
The Exquisite Lady Of The Year (ELOY) Awards Actress Of The Year Merie
The Future Awards Africa Prize For Actor Merie[4]
Africa Movie Academy Award (AMAA) Best Supporting Actress Nhọpụta
2017 2017 Africa Magic Viewers Choice Awards Best Supporting Actress Nhọpụta
Trailblazer Award Herself Merie[5]

Ndetu ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ihe Nkiri
Afọ Aha Ọrụ Ndetu
2020 A Soldier's Story: Return From The Dead Zaya With Eric Roberts, Linda Ejiofor, Daniel K. Daniel

Director: Frankie Ogar

Post Production

2018 Lara and the Beat Dara Giwa With Seyi Shay, Vector The Viper, Chioma Akpotha

Director: Tosin Coker

2017 The Wedding Party 2 Yemisi Disu With Adesua Etomi, Richard Mofe Damijo, Iretiola Doyle, Banky W

Director: Niyi Akinmolayan

2016 The Wedding Party Yemisi Disu With Adesua Etomi, Richard Mofe Damijo, Iretiola Doyle, Banky W

Director: Kemi Adetiba

2016 93 Days Dr. Ada Igonoh With Danny Glover, Gideon Okeke, Bimbo Akintola,

Director: Steve Gukas

2016 The Arbitration Omawumi Horsefall With O.C. Ukeje, Iretiola Doyle, Adesua Etomi

Director: Niyi Akinmolayan

2015 The Department Ireti With Jide Kosoko, Osas Ighodaro Ajibade, O.C. ukeje,

DIrector: Remi Vaughn Richards

Telivishọn
Afọ Aha Ọrụ Ndetu
2020 The Expanse Engineer Network: Amazon Prime
2018 Coroner Mrs. Kamau Network: CBC
2014 Gidi Up Season 2 Yvonne Network: NdaniTV
2015 Best Friends Uche Network: EbonyLife TV
2013 Gidi Up Season 1 Yvonne Network: NdaniTV
2013 Gidi Up (Pilot) Yvonne Network: NdaniTV

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Aaron Idhalama (en-US).
  2. "TIFF’s Rising Stars", TIFF, 2017-01-06. (in en)
  3. Izuzu, Chidumga. "AFRIFF 2016: Rita Dominic, RMD, Somkele Idhalama, Chioma Ude attend Globe Awards". (in en-US)
  4. "Winners of Future Awards Africa 2016 named - Premium Times Nigeria", Premium Times Nigeria, 2016-12-19. (in en-GB)
  5. Partners, Alexander Moore. "AMVCA 2017: Check Out Nigerian Entertainers Who Made The Nomination List", Nigeria News Online & Breaking News | BuzzNigeria.com, 2017-03-02. (in en-US)