Blessing Liman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Blessing Liman
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereBlessing Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Maachị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụZangon Kataf Dezie
Ọrụ ọ na-arụaircraft pilot Dezie

Àtụ:Infobox military personBlessing liman


Blessing Liman onye a mụrụ n'abali iri-na atọ n'ime ọnwa atọ n'afọ 1984, bụ onye ọchị agha nke Nigeria Air force nke a mara nke ọma dị ka nwanyị Naịjirịa mbụ bụ ọkwọ ụgbọelu ndị agha . [1] [2]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Liman bụ agbụrụ nke mpaghara ime obodo Zangon Kataf nke Kaduna State, nke dị na mpaghara ugwu Naịjirịa. Ọ́ bụụrụ nwa akwụkwọ nke Nigeria College of Aviation Technology,ọ debara aha na Nigerian Air Force na July 2011,è wee nye ya ọrụ na 9 Disemba 2011. [3] Na 27 Eprel 2012, ọ mere akụkọ ihe mere eme site na ịghọ nwanyị kwọọrọ ugbọelu ọgụ mbụ na Naịjirịa na-esochi mmemme ịchọ mma baajị nke ndị isi iri atọ na-efe n'elu site n'aka Chief of Air Staff, Air Marshal Mohammed Dikko Umar. [4] [5]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Okonkwo, Kenneth (12 December 2015). Blessing Liman, Nigeria's First Female Military Pilot. Online Nigeria. Retrieved on 17 July 2016.
  2. Ahmadu-Suka, Maryam (2011-12-17). Meet NAF’s first female pilot – Even as a child I’ve always wanted to fly’. Daily Trust. Archived from the original on 2020-06-10. Retrieved on 2020-05-29.
  3. Meet Blessing Liman, Nigeria's First Female Military Pilot (Photos). Tori News (17 December 2015). Retrieved on 17 July 2016.
  4. "Nigeria Airforce produces first female combat pilot", 27 April 2012. Retrieved on 17 July 2016.
  5. This is Blessing Liman, the First Nigerian Woman to Become a Military Pilot (2019-04-08). Archived from the original on 2023-03-23. Retrieved on 2020-05-29.