Bolaji Ramos

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bolaji Ramos
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereBolaji Dezie
aha ezinụlọ yaRamos Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie

'''Bolaji S. Ramos''' bụ onye Naijiria na-ede abụ, onye edemede, onye nyocha na onye bụ ọka iwu.[1]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Nwaafọ Lagos, amụrụ na aịlandị Legos ma too na Menlandị Lagos. Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na Ladi-Lak institute, Alagomeji, Yaba, Lagos Naigeria. Ọ gara koleji Lagos City , Sabo, Yaba, Lagos (nke bụzi koleji seniọ nke Lagos City) ruo mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye ọka iwu site na arụmorụ.[3] Ọ nwetara nzere Bachelor nke Law (LL.B) na Master of Laws (LL.M) nzere na Mahadum Lagos, Naijiria.[4] E gosipụtara abụ ya na mba na mba ụwa, akwụkwọ akụkọ na ịntanetị.[5] E bipụtara abụ ya n'ụzọ dị iche iche na UK site na Forward Poetry na 2005, 2006, 2008 na 2011; site na Poetry Institute of South Africa na Venturing Vista na 2007 na site na Bulkybon Publication, Naijiria na 2016.[6][7]

N'afọ 2006, edepụtara abụ ya ma bipụta ya n'akwụkwọ akụkọ akpọrọ" ŌCamouflage: Best Contemporary Writings In Nigeria".[8] E bipụtara abụ ya ama ama nke akpọrọ" ŌLao n'afọ 2011 na akwụkwọ akụkọ Nation , n'otu afọ ahụ, o gosipụtara n'ịntanetị dị ka otu n'ime mmadụ narị asaa na iri anọ na abụọ bụ ndị ode abụ nke United Nations Peace .[9][10]

Abụ ya nke akpọrọ "Another Verse for Bola", abụ ịhụnanya (ụbọchị ọmụmụ) nke e dere na 2010 ka edepụtara dị ka otu n'ime abụ ịhụnanya kachasị mma ma bipụta ya site na Forward Poetry UK.[11] N'afọ 2016, Ramos dere abụ a ma ama maka uri Prọfesọ Niyi Osundare nke na-akọwa ndị ọka ikpe na ọrụ iwu nke Naijiria nke akpọrọ "Onyenwe m, ebe m kwesịrị idebe ụtụ isi gị". A na-akpọ nzaghachi Ramos "Judicial Response" ma ọ bụ Right of Reply", ma Premium Times bipụtara ya.[12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. see Fagbohun, A.O and Ramos, B.S, "Protection of Nigeria's Marine Environment: Towards an Agenda for Enforcement of Relevant Laws" published by Environmental Law Research Institute (ELRI) available at www.elri-ng.org/index.php; www.amazon.com/dp/BO73XWPDP9
  2. LAGOS CITY SENIOR COLLEGE, Yaba - Lagos Schools Online. www.lagosschoolsonline.com. Archived from the original on 2020-02-02. Retrieved on 2023-04-27.
  3. BOLAJI RAMOS – Rouq and Company. rouqandco.org. Archived from the original on 2018-09-24. Retrieved on 2023-04-27.
  4. http://www.unilag.edu.ng; http://studentportal.unilag.edu.ng/(S(lxlqi10m5fh14kw1q4lnc0v1))/StudentHomePage.aspxÀtụ:Dead link
  5. The poems of Bolaji Solau Ramos. www.voicesnet.com.
  6. See: (1.) My Past, My Present, My Future in Forward Press Anthology titled Poems For Mum 2005, edited by Donna Samworth ; (2) A Boring Day in Forward Poetry Anthology titled As We Looked Upon This World 2005, edited by Donna Samworth; (3.) Little Megzy in Forward Poetry Anthology titled Animal Antics 2006; (4.) An Angel Came in Forward Poetry Anthology titled Whispered Voices 2005; (5.) Saint's Verses for Poetry in Forward Poetry Anthology titled Words Everlasting 2011; (6.) I Choose Nature in Forward Poetry Anthology titled Nature's Paradise 2008, edited by Donna Samworth
  7. His poem in the anthology is titled 'Poetry of Nature'. The anthology was published in the Autumn of 2007, edited by Chantel Thompson
  8. Published by Treasure Books, edited by Nduka Otiono and Odoh Diego Okenyodo
  9. See Nation Newspaper of June 22, 2011 at page 33. Editor: Ozolua Uhakheme
  10. https://www.un.org/disarmament/poetryforpeace/.../st.ramosbola.htmlÀtụ:Dead link
  11. See the anthology "A Piece of My Heart" published by Forward Poetry 2011, edited Donna Samworth.
  12. Do Not Keep My Bribe In The Glare Of My Chambers. www.360nobs.com. Archived from the original on 2018-04-01. Retrieved on 2018-03-31.