Bolanle Olukanni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bolanle Olukanni
Bolanle Olukanni
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBolanle Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo Dezie
ụdị ọrụ yaokoo akuko, onye na-emeputa ihe onyoyo Dezie
ebe agụmakwụkwọLoyola University Chicago, Rosslyn Academy, Wichita Southeast High School Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
ihe omume dị ịrịba amaProject Fame West Africa 3 Dezie

Bolanle Olukanni bụ onye na-ekwupụta ihe omume na onyonyo, nke eji mara ya bụ ihe ngosi ya na Mo na-eme a kpọrọ 'Moment with Mo' na

DStv na Project Fame West Africa

Mbido ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Bolanle bu nwafor Nigeria, Israel, America nakwa Kenya. [1] Olukanni gụrụ praịmarị na St. Saviour dị na Lagos wee gaa gụọ Secọndịrị na Queens College . Olukanni gara Kenya ebe ọ nọ wee ga ụlọ akwụkwọ Rosslyn Academy nke di na Nairobi, Kenya maka ngụcha akwụkwọ nke Sekọndịrị, Tupu ọ gụcha klasị nke ikpeazụ na sekọndịrị, ọ gara mba Amerika ebe ọ nọrọ gụcha sekọndịrị ya [2] dị na [3], o bụ ebe a ka ọ nọ mee asọmpi nke National Speech and Debate Tournament maka nkọwapụta egwuregwu.

Bolanle so wee wube ụlọ ọrụ akpọrọ 'Sage and Walls' bụ nke na-emepụta ọtụtụ ihe gbasara mgbasa ozi nke onyonyo, redio,igwe ikuku nakwa ihe ndi ọzọ dị iche iche . ụlọ ọrụ a bidoro gosipụtawa ọtụtụ ihe di iche iche dika 'Ọn the carpet with Bolinto' bụ nke gbasra emume maọbụ mmeme ndi na-ewu ewu maọbụ ndị ama ama na mba Afrika. [4]

Olukanni ebe ọ na-agba Iyanya onye eji iti egwu mara ajụjụ ọnụ n'afọ 2019

N’afọ 2007, Olukanni natara Bachelor's degree abụọ site na Loyola University, Chicago, Digiri ndị a gbasara nzikọrita ozi na ngụkọtita akwụkwọ nke mba dị iche iche a kpọrọ 'Communications International Studies. [5] Ọ sokwa Nwa ada Mo gosipụta ihe nkiri akpọrọ 'Moments with Mo' na DStv nakwa Project Fame West Africa . [1]

N'afọ 2019, o dere, hazie ma kwado ederede akụkọ mere eme nke izizi ya ọ kpọrọ 'Gods Wives' [4] ọ mechara bụrụ onye na-egosipụta ihe omume a kpọrọ 'The Juice na Ndani TiVi ".





nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Izuzu, Chidumga. "Bolanle Olukanni: 5 things you probably don"t know about the charming TV host". (in en-US)
  2. ="https://en.wikipedia.org/wiki/Wichita_Southeast_High_School" rel="mw:ExtLink" title="Wichita Southeast High School" class="cx-link" data-linkid="38">Wichita Southeast High School
  3. ="https://en.wikipedia.org/wiki/Wichita,_Kansas" rel="mw:ExtLink" title="Wichita, Kansas" class="cx-link" data-linkid="39">Wichita, Kansas
  4. 4.0 4.1 Metro News Archives (en-US).
  5. Introducing the New Girl! Meet “Moments with Mo” Co-Host Bolanle Olukanni