Gaa na ọdịnaya

Boma Obi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Boma Obi
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Maachị 1954 Dezie
Ebe ọmụmụBonny Dezie
Ọrụ ọ na-arụlibrarian Dezie

 

Prof. Boma B. Obi
University Librarian, Ignatius Ajuru University of Education, Port Harcourt
Preceded byDr. Kingsley Olumati
Personal details
Born (1954-03-06) 6 Maachị 1954 (age 71)
NationalityNigerian
Alma materUniversity of Port Harcourt
University of Ibadan
University of Uyo

Boma Beatrice Obi bụ onye Naijiria Prọfesọ nke Ọba Akwụkwọ na Sayensị Ozi. Ọ bụ ónye na-ahụ maka ọbá akwụkwọ nke Mahadụm Ignatius Ajuru nke agụmakwụkwọ.[1]

Ihe ndị mere n'oge gara aga

[dezie | dezie ebe o si]

Obi gụsịrị akwụkwọ praịmarị ya na Holy Child Convent Primary School na Abiakpo, na-mpaghara Akwa Ibom. Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Holy Rosary dị na Port Harcourt, Rivers State ebe ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ West African na 1971.[2] N'afọ 1983, ọ nwetara nzere bachelọ ya na Bekee Literature na Mahadum Port Harcourt, Choba . N'afọ 1986 na 2005, ọ nwetara nzere Master na Ph.D. na Library and Information Science Education na Mahadum Ibadan na Mahadum Uyo.

Obi malitere ọrụ ya dị ka onyé na-ahụ maka ọbá akwụkwọ na onye nkuzi na 1987 na Rivers college of education [[Rumuolumeni, Port Harcourt]], Rivers state, Nigeria. Ọ ghọrọ onye na-ahụ maka ọbá akwụkwọ na 2003 ma họpụta ya dị ka onyé na-elekọta ọbá akwụkwọ kọleji na 2006. Ọ bụ onye otu kansụl nke Nigerian Library Association maka oge abụọ ma họpụta ya dị ka onye na-ahụ maka ọbá akwụkwọ nke atọ nke Mahadụm Mmụta Ignatius Ajuru na 2017. Ọ bụ onye na-ekwu okwu na Mahadum ugbu a.[3]

Mmekọrịta

[dezie | dezie ebe o si]

Obi bụ onye otu International Federation of Library Association (IFLA). Ọ bụkwa onyé otù Association of University Librarians in Nigeria Universities (AULNU) Archived Wayback Machine na United Nations Peace Ambassador.[2]

Isiokwu Mbipụta

[dezie | dezie ebe o si]

Obi ebipụtala ọtụtụ isiokwu na ndị a gụnyere:

  • Ọnụahịa Ọbá Akwụkwọ na Ọrụ Ozi na Ngwaahịa[4]
  • Ọbá akwụkwọ nkà ihe ọmụma na omume
  • Ọbá akwụkwọ agụmakwụkwọ maka inye Society na Citizens ike: Ihe ịma aka maka narị afọ nke iri abụọ na otu

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Osso. Blerf's who's who in Nigeria. Biographical legacy& research foundation Nigeria. Retrieved on 21 August 2021.
  2. 2.0 2.1 Ignatius Ajuru University of Education. IAUE |principal officers profile. Ignatius Ajuru University of Education. Archived from the original on 21 August 2021. Retrieved on 21 August 2021.
  3. Ernest. "Ignatius Ajuru varsity of education: Wike releases N500m for projects, graduates 4,187". Retrieved on 21 August 2021.
  4. ResearchGate | Find and share research (en). ResearchGate. Retrieved on 2022-05-19.