Bose Omolayo
Ọdịdị
| Personal information | |||||||||||||||||||||||||||
|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
| Nationality | Nigerian | ||||||||||||||||||||||||||
| Born | Igbuzo, Nigeria | ||||||||||||||||||||||||||
| Weight | 74 kg (163 lb) | ||||||||||||||||||||||||||
| Sport | |||||||||||||||||||||||||||
| Sport | Powerlifting | ||||||||||||||||||||||||||
Event | +61 kg | ||||||||||||||||||||||||||
Medal record
| |||||||||||||||||||||||||||
| Updated on 11 October 2014 | |||||||||||||||||||||||||||
Bose Omolayo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Febụwarị 1989 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | powerlifter |
| Ọnọdụ ahụike | poliomyelitis |
| Ụdị egwuregwu | weightlifting |
Bose Omolayo (amụrụ ya n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1989) bụ onye Naịjirịa na-eme egwuregwu ibu ike nke a na-akpọ Powerlifter n'olu bekeee.[1] O riitere ọla edo na ihe omume ụmụ nwanyị 79 kilogram n'afọ 2020 na Summer Paralympics nke emere na Tokyo, Japan.[2] Mgbe ọnwa ole na ole gachara, o ritere ọla edo na ihe omume ya n'afọ 2021 World Para Powerlifting Championships nke emere na Tbilisi, Georgia.[3][4] N'ihe omume a, o setịpụkwara ihe ndekọ ụwa ọhụrụ nke kilogram 144.[5]
O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị +61 kilogram na 2014 Commonwealth Games ebe o ritere ihe nrite ọlaọcha.[6][7]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Glasgow 2014 profile". Archived from the original on 17 October 2014. Retrieved 11 October 2014.
- ↑ Houston, Michael (29 August 2021). "D'andrea wins Brazil's first powerlifting gold at Tokyo 2020 Paralympics". InsideTheGames.biz. Retrieved 29 August 2021.
- ↑ "Tbilisi 2021: Bonnie Gustin and Bose Omolayo extend domination". Paralympic.org. 2 December 2021. Retrieved 2 December 2021.
- ↑ Morgan, Liam (2 December 2021). "Omolayo breaks world record to claim gold at World Para Powerlifting Championships". InsideTheGames.biz. Retrieved 2 December 2021.
- ↑ "2021 World Para Powerlifting Championships Results Book" (PDF). Paralympic.org. Archived from the original (PDF) on 24 December 2021. Retrieved 24 December 2021.
- ↑ "Nigeria win all four powerlifting golds at Glasgow 2014". www.paralympic.org.
- ↑ "Silver Medalist Seeks Better Treatment". www.sportsdayonline.com.