Bose Samuel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bose Samuel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaSamuel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Mee 1998 Dezie
Ebe ọmụmụAkure Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụamateur wrestler Dezie
ụdị egwuregwuwrestling Dezie
so nawrestling at the 2018 Commonwealth Games – women's freestyle 53 kg, wrestling at the 2019 African Games Dezie

Bose Samuel bụ onye Naịjiria na-agba mgba. Ọ bụ onye nrite ọla ọcha na African Games yana onye ritere ọla nchara na Commonwealth Games.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2018, o meriri ma rite ọla nchara n’egwuregwu igba mgba ụmụ nwanyị na Katigorị 53kg na 2018 Commonwealth Games nke e mere na Gold Coast, Ọstụrelia. [1] N'afọ 2019, ọ nọchitere anya Naịjirịa na 2019 African Games nke e mere na Rabat, Moroko, were merie ma rite ọla ọcha n'emume mgba ụmụ nwanyị nke 53kg[2][3]

N'afọ 2020, o meriri ma rite ọla ọcha na emume ụmụ nwanyị nke katigori 53kg na 2020 African Wrestling Championships nke e mere na Algiers, Ọljeria.[4] [5] Ọ sọrọ mpi na 2021 African & Oceania Wrestling Olympic Qualification Tournament ma nwee olileanya i ru eru maka asọmpi 2020 Summer Olympics na Tokyo, Japan.

Mpụtara dị ukwuu[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Expand section

Year Tournament Location Result Event
2018 Commonwealth Games Gold Coast, Australia 3rd Freestyle 53 kg
2019 African Games Rabat, Morocco 2nd Freestyle 53 kg
2020 African Wrestling Championships Algiers, Algeria 2nd Freestyle 53 kg

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Barker. "Kumar and Wiebe stake claims for greatness with Commonwealth Games wrestling victories at Gold Coast 2018", InsideTheGames.biz, 12 April 2018. Retrieved on 10 February 2020.
  2. 2020 African Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 16 June 2020. Retrieved on 16 June 2020.
  3. Olanowski. "Adekuoroye Climbs to World No. 1 After Winning Fifth African Title", United World Wrestling, 8 February 2020. Retrieved on 9 February 2020.
  4. Olanowski, Eric. "Adekuoroye Climbs to World No. 1 After Winning Fifth African Title", United World Wrestling, 8 February 2020.
  5. 2020 African Wrestling Championships Results Book.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]