Bukar Usman
Ọdịdị
Bukar Usman
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria, Ȯra Borno |
| Aha enyere | Bukar |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Disemba 1942 |
| Ebe ọmụmụ | Biu |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa |
| Asụsụ ọ na-ede | Asụsụ Hausa, English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, odee akwụkwọ, historian |
| Ebe agụmakwụkwọ | Kings College, Ahmadu Bello University |
| Onye òtù nke | Linguistic Association of Nigeria |
| Ihe nrite | International Award |
Bukar Usman | |
|---|---|
| Born | 10 December 1942 Borno State |
| Nationality | Nigerian |
| Alma mater | Ahmadu Bello University Zaria |
Bukar Usman (amụrụ na 10 Disemba 1942) bụ onye Naijiria na-akọ akụkọ ọdịnala na ọkọ akụkọ ihe mere eme.[1] Mmasị ya gụnyere isiokwu dịka akụkọ ihe mere eme, akụkọ ọdịnala na nkọwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[2]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Bukar Usman na Biu na Borno Steeti na Naịjirịa.[3] Ụlọ akwụkwọ mbụ ya bụ agụmakwụkwọ kor'an na Biu Local Government nke Borno Steeti wee gaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị n'otu ebe ahụ na 1951.[4] Ọ gara Kings College, Lagos wee gaa Ahmadu Bello University, Zaria, ebe ọ gụrụ akụkọ ihe mere eme.[5]
Akwụkwọ ndị e bipụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Iwu na ibu ọrụ mgbasa ozi 1998
- Chineke na ndị nna nna: Akụkọ ifo nke Naịjirịa
- Nwunye ahụ Na-enweghị Ọnyá
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bukar Usman: Young Ones Must Be Encourage to Speak Mother Tongue – THISDAYLIVE. thisday. Retrieved on 2023-05-26.
- ↑ Nigeria (2021-09-19). Bukar Usman: An administrator, quintessential man of letters (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2023-05-26. Retrieved on 2023-05-26.
- ↑ keeper (2014-07-01). My life and folk tales, by Bukar Usman (en-US). Blueprint Newspapers. Retrieved on 2023-05-26.
- ↑ Nigeria (2022-12-11). Bukar Usman at 80: Of creativity, prolificacy and cultural advocacy (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2023-05-18. Retrieved on 2023-05-26.
- ↑ Rapheal (2022-01-07). Bukar Usman@79: Late bloomer who became prolific (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2023-05-26.