Bukky Wright
Ọdịdị
Bukky Wright
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Bukky Wright |
Aha ọmụmụ | Bukky Wright |
aha ezinụlọ ya | Wright |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Maachị 1967 |
Ebe ọmụmụ | Abeokuta |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-abụ abụ, omee ihe nkiri |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
ogo mmụta | bachelor's degree |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Bukky Wright Audio (onye amụrụ n'abali iri-atọ na otu n’ime ọnwa atọ n'afọ 1967) bụ onye obodo Nigeria na- azụ ahia. [1] [2]
Bukky bidoro ọrụ mepụta egwuregwu ya n'afọ 1996. O gosipụtala n'ọtụtụ ihe nkiri Nollywood nke asụsụ Yoruba na asụsụ Bekee, gụnyere usoro Wale Adenuga's nke televishọn Super story. E wezụga ime ihe egwuruegwu, ọ na- akwa akwa na erekwa ere, B Collections na spa mara mma, B Wright . [3] [4] Ọ bịanyela aka na nkwado dị iche iche dị ka Chivita. [5] N’afọ 2011, o ritere ihe nrite kacha mma nke Nollywood n’afọ.[6] N’afọ 2014, Bukky Wright zọrọ ọkwa Honorable na Ogun State House of Assembly n’okpuru ọkwa nke Social Democratic Party (SDP) nke onye bụbu Gọvanọ Olusegun Osoba na-edu . [7] [8] [9]
Ebe nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Bukky Wright". Retrieved on March 27, 2015.
- ↑ "Bukky Wright VS Fathia Balogun: Who’s the better role interpreter?". Retrieved on March 27, 2015.
- ↑ "Bukky Wright, Nollywood actress (BEAUTY SECRETS OF THE RICH AND FAMOUS)". Retrieved on March 27, 2015.
- ↑ "Bukky Wright to open beauty spa". Retrieved on March 27, 2015.
- ↑ "Top Actress, Bukky Wright loses 40M to Con men". Retrieved on March 27, 2015.
- ↑ Tame, Annie (2020-04-01). Top 10 Most Successful Actresses in Nigeria Today (2020) (en-US). Archived from the original on 2020-04-22. Retrieved on 2020-09-26.
- ↑ Bukky Wright glows as her political ambition beams. Retrieved on March 27, 2015.
- ↑ "I believe in the leadership of Aremo Olusegun Osoba – Bukky Wright", The Vanguard, November 30, 2014. Retrieved on March 27, 2015.
- ↑ "Bukky Wright in politics to halt marginalisation of women", Nigerian Entertainment Today. Retrieved on March 27, 2015.