Bukola Abogunloko
Ọdịdị
Bukola Abogunloko
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Bukola Abogunloko |
Aha ọmụmụ | Bukola Abogunloko |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Ọgọọst 1994 |
Ebe ọmụmụ | Ijero |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Bukola Dammy Abogunloko (amuru na ọnwa 18 August 1994) bu onye oso oso na Naijiria. [1] Ọ so na ndị otu mgbagharị mita 4 × 400 nke Naijiria na 2012 Olympics nke mere ka ọ bụrụ nke ikpeazụ. Agbanyeghị, a chụpụrụ ha na asọmpi ikpeazụ. [2]
Edensịbịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ IAAF Profile. Archived from the original on 12 August 2012. Retrieved on 11 August 2012.
- ↑ A miserable day for Team Nigeria at Olympics. P.M. NEWS Nigeria (12 August 2012). Archived from the original on 15 August 2012. Retrieved on 19 August 2012.