Cecilia Nku
Ọdịdị
Cecilia Nku
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Cecilia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọktoba 1992 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C., Nigeria women's national football team |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | black |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Cecilia Ngibo Nku (a mụrụ n'abalị́ iri abụo na isii n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1992) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agbara Rivers Angels nke Nigerian Women's Championship bọọlụ.[1]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Nku gbara egwuregwu mbụ ya na mba ụwa n'afọ 2010 mgbe ọ na-agbara Naịjirịa bọọlụ na 2010 FIFA U-20 Women's World Cup . O so na ndị isi otu Naịjirịa nke meriri na 2014 African Women's Championship na Namibia . N'ọnwa Mee afọ 2015, a kpọrọ Nku ka ọ gbaa bọọlụ maka otu Naịjirịa na 2015 FIFA Women's World Cup .[2]
Nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]Mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]- Naịjirịa
- African Women's Championship (1): 2014
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ C. Nku. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2022-06-13.
- ↑ Falcons fly out with high hopes. Nigeria Football Federation (19 May 2015). Archived from the original on 1 September 2019. Retrieved on 1 September 2019.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Cecilia Nku – FIFA competition record (archived)
- Cecilia Nku at Soccerway