Celestina Onyeka
Ọdịdị
Celestina Onyeka
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Celestina |
| Aha ezinụlọ ya | Onyeka |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Julaị 1984 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2004 Summer Olympics |
Celestina Onyeka ⓘ (a mụrụ na 15 Julaị 1984) ) bu nwanyi onye Naijiria na-agbachitere ha bọọlụ.
O so n'egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na asọmpi na 2004 Olimpiks Summer Na ọkwa klọb, ọ gbara ndị Pelican Stars . [1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ 2004
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.