Charity Opara
Ọdịdị
Charity Opara
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Charity |
| Aha ezinụlọ ya | Opara |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Mee 1972 |
| Ebe ọmụmụ | Owẹrrẹ |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | 2000 Summer Olympics, 1996 Summer Olympics |
Charity Ọpara (amụrụ ya n'ọnwa ise na-afọ 1972 n'Owere, Imo Steeti) bụ onye Ǫgba-ọsọ nke obodo Naijiria nke kachara maaka na 400 Mitas. Ọ bụ Ǫkachamara n'ọsọ-ọgba anọ nke a na-akpọ "relay race" na bekee nke omeriri nweta ọla edo n'Olimpik na-afọ 1996. A mara iwu chụpụ Ọpara n'Olimpik n'afọ 1992 na 1996 maka Ọgwụ n'ekwesighi ekwesi.
Ọkachamma ya
- 100 Mitas - 11.40 (na-afọ 1999)
- 200 Mitas - 22.60 (na-afọ 1992)
- 400 Mitas - 49.29 (na-afọ 1998)
- Nwulielu nke ogologo (Long jump) - 6.55 m (na-afọ 1994)