Gaa na ọdịnaya

Charity Reuben

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Charity Reuben
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 2000 Dezie
Ebe ọmụmụPort Harcourt Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuRivers Angels F.C. Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Charity Chetachukwu Reuben Audio (amụrụ ya na ọnwa disemba 25, n'afo 2000) O bụ onye Naijiria na akpa bọọlụ ukwu, [1] O na agbara ndi BIIK Kazygurt . Ọ nọchitere anya Ibom Angels na Naijiria Women Premier League, na ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri abụọ . [2] Maka asọmpi iko Naịjirịa nke afọ 2017, o nyere goolu asatọ, nke bụ nke kachasị di okpurukpu n'egwuruegwu niile. [3]

Mgbe o sonyere na Rivers Angels n'afo 2015, Reuben meriri ihe mgbaru ọsọ isii n'oge 2016 Naijiria Women Premier League . [4] Charity so na asọmpi egwuregwu iko mba ụwa FIFA 2016 U-20 Iko Mba nile nke umu nwanyi. [5] [6] Na Febụwarị 2018, a họpụtara ya site na Naijiria Football Federation maka afọ 2017 umu nwanyi ọkpụkpọ nke afo ahu [7] [8] N’ọnwa Mee nke afọ 2018, a họpụtara ya ka onye kachasị egwu n’egwuregwu 2017 Naijiria Women Premier League na Naijiria Pitch Awards, ma na Rasheedat Ajibade tufuru onyinye a. [9] Charity Reuben na agbara ndị umu nwanyi njikọ nke Kazakhstan maka BIIK Kazygurt football klọb kemgbe 2019.

Ebe nsi nweta

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Reuben livid goals counted for nothing".
  2. "Reuben predicts win v Abia Angels". April 25, 2017.
  3. "Charity Reuben is top scorer in the on-going NWFL". Archived from the original on 2018-06-24. Retrieved 2020-11-06.
  4. "Charity Reuben eager for new NWFL".
  5. "Nigeria out of U-20 World Cup but we are still proud of them". Archived from the original on 2018-02-02. Retrieved 2020-11-06.
  6. "Ihezuo, Yakubu make U20 Women's World Cup squad".
  7. "Moses, Ndidi, Okpotu, Oshoala nominated for NFF awards - naijafootballplus". 2018-02-17.
  8. "2018 NFF Awards: Women's Player of the Year Nominees". Archived from the original on 2019-07-30. Retrieved 2020-11-06.
  9. "Mikel, Moses lead nominations for fifth edition". May 11, 2018. Archived from the original on July 29, 2018. Retrieved November 6, 2020.