Charles Nwokolo
Ọdịdị
Charles Nwokolo
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Charles |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Septemba 1960 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | boxer |
| Ụdị egwuregwu | boxing |
| So na | 1984 Summer Olympics |
Charles Nwokolo, onye a makwaara site na aha njirimara ya bụ Young Dick Tiger (amụrụ na 21 Septemba 1960) bụ onye Naijiria bụbu onye na-akụ okpọ. Dị ka onye na amụta ihe, ọ sonyere na asọmpi ụmụ nwoke na 1984 Olimpik oge okpomọkụ.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Boxing record for Charles Nwokolo from BoxRec (registration required)
- Charles Nwokolo at the International Olympic Committee