Chi-Chi Igbo
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Mee 1986 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Uyo ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti, gaa n'ihu ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Fortuna Hjørring, Nigeria women's national football team ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | 2007 FIFA Women's World Cup ![]() |
"Chi-Chi" Igbo Audio (a mụrụ n'ụbọchị nke 1 n'ọnwa Mee n'afọ1986) bụ nwafọ Naijiria nakwazị Denmark bụ onye ọgba bọọlụ lagoro ezumike nká. [1]
Ọrụ ị gba bọọlụ klọbụ
[dezie | dezie ebe o si]Igbo malitere oru ya na 2000 ya na FCT Queens nke Abuja. N'oge ọkọchị nke afọ 2002, ya na ndị otu ya Capital Queens gụsịrị akwụkwọ na asọmpi ndị ntorobịa dị na Denmark. A kpọrọ Igbo n’onwe ya onye kacha gbaa bọọlụ, ma ka o mechara otu afọ,ọ gara Fortuna Hjørring na Denmak. Na Hjørring mgbe ọ dị nanị afọ 15, asọmpi izizi ya na asọmpi Danish kachasị elu, n'oge ọkọchị nke afọ 2003 nke mmeri ka ọgara tupuu ọ banye Hjørring. A hoputara ya n'afọ 2005 nakwazị n'afọ 2011 dịka onye egwuregwu bọọlụ kachasị nke asọmpi oge ahụ. [2] N'oge asọmpi nka afọ 2008/09 n'afọ 2009/10 ya na ndị otu ya Fortuna Hjørring meriri n'asọmpi Danish.
O kpebiri ị la ezumike nká n'afọ 2016, mgbe afọ 14 gachara ọ nọ na Fortuna Hjørring, bụ ebe ọ gbara asọmpi 270 ma rite asọmpi liigi anọ na iko atọ. [3]
Ọrụ mba ụwa ya
[dezie | dezie ebe o si]Kemgbe afọ 2004, ọ gbara ndị <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Nigeria_women's_national_football_team" rel="mw:ExtLink" title="Nigeria women's national football team" class="cx-link" data-linkid="58">Nigeria women's national football team</a> bọọlụ . Ọ nọchitere anya obodo ya na 2007 FIFA Women's World Cup na Chaịna. [4]
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ UEFA Women's Champions League - Chichi Igbo – UEFA.com
- ↑ 3F / Fodbold
- ↑ Fortuna has said farewell to 5 players (Danish). Fortuna Hjørring. Archived from the original on 2016-10-18. Retrieved on 14 October 2016.
- ↑ FIFA Spielerstatistik Chi-Chi IGBO - FIFA.com