Chicmah Obodo
Ọdịdị
Chicmah Obodo
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | judoka ![]() |
ụdị egwuregwu | judo ![]() |
Chicmah Obodo bụ Naijiria judoka onye zọrọ mpi nke ụmụ nwanyị na udi. O ritere nrite ọla nchara n'afọ 1999 n'egwuregwu nke nile Afrịka na otu arọ iri asaa. [1]N'afọ 1999, o sonyere na egwuregwu niile nke Afrịka nke emere na Johannesburg, South Afrịka . O nwetara ọla nchara n’ihe omume ụmụ nwanyị nke arọ iri asaa. [2]