Chidera Ezeh
Ọdịdị
Chidera Ezeh
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Ọktoba 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | FC Porto |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Chidera Kennedy Ezeh (amụrụ ya na 2 Oktoba afọ 1997) bụ onye Naijiria n'agba bọọlụ,n'agbara ndị Portugal maka under-23 squad nke Portimonense .
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Ọ mere ọkachamara mbụ ya na Segunda Liga maka Portimonense na 20 Nọvemba afọ 2016 na egwuregwu megide Braga B. [1]
Mba uwa
[dezie | dezie ebe o si]O meriri na 2013 FIFA U-17 World Cup na Naijiria, na-atụle ihe mgbaru ọsọ na ọkara egwuregwu ikpeazụ megide Sweden.