Chidinma Favour Edeji
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Favour |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Disemba 1995 |
| Ebe ọmụmụ | Ngor Okpala |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Amed SFK |
| Ụcha ntụtụ isi | Anwụ Anwu |
| Ụcha ime anya | black |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Chidimma Favor Edeji ⓘ (amuru na 15 Disemba 1995) bu onye egwuregwu bọọlụ Naijiria . Ọ gbara na Turkish Women's First Football League maka Amed SK .O nwere nọmba jersey 20. Ọ bụ onye otu egwuregwu mba ụmụ nwanyị Naijiria .
Ọrụ ọkpụkpọ
[dezie | dezie ebe o si]Edeji gbara boolu na obodo ya na Nigeria Women Premier League maka ụlọ ọgbakọ Yenagoa dị na Bayelsa Queens FC Onye egwuregwu bọọlụ ruru 142cm na ogologo. Ọ sonyere na Treasure Coast Dynamites nke Port St. Lucie, Florida na 2017 Women's Premier Soccer League .
N'October 2018, ọ gara biri nah Turkey, wee sonye na ụlọ ọrụ Diyarbakır Amed SK ka ọ sonye na Turkish Women's First Football League .
Edeji bụ onye otu egwuregwu ụmụ agbọghọ Naijiria U-17, wee sonye gbaa boolu n'otu n'ime asọmpi nke mba ụwa nke FIFA U-17 nke afọ 2012 emere na Azerbaijan. O sonyekwara na egwuregwu megide France na October 2012.
| Klọb | Oge | Njikọ | Kọntinental | Mba | Mkpokọta | |||||
|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
| Nkewa | Ngwa | Ebumnuche | Ngwa | Ebumnuche | Ngwa | Ebumnuche | Ngwa | Ebumnuche | ||
| Amed SK | 2018–19 | Njikọ mbụ | 16 | 0 | - | - | 0 | 0 | 16 | 0 |
| Mkpokọta | 16 | 0 | - | - | 0 | 0 | 16 | 0 | ||