Chika Okpala
Ọdịdị
Chika Okpala |
|---|
Chika Okpala
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Chika |
| Aha ezinụlọ ya | Okpala |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Jụn 1950 |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye mkpaochi |
| Ụdị ọrụ ya | comedy |
| Ebe agụmakwụkwọ | Enugu State University of Science and Technology |
| Ogo mmụta | Bachelor of Science |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1983 |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Chief Chika Okpala MFR (amụrụ na 10 June 1950) bụ onye Naijiria na eme ihe ọchị.[1] A maara ya nke ọma dị ka Chief Zebrudaya aha nna ọ nwetara site na ọrụ ya dị na Onyeisi zebrudya na usoro ihe nkiri TV, New Masquerade, nke gosipụtara site n'afọ 1983 ruo 1993.[2][3]
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gara Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Prince Memorial na Onitsha, obodo dị na Anambra Steeti, Southeastern Nigeria, n'etiti afọ 1964 na 1972.[4] O mechara nweta nzere bachelọ nke sayensị (B.Sc.) na Enugu State University of Sciences and Technology na 1996.[5]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Masquerade Ọhụrụ
- Prọfesọ Johnbull
- Ịgbanwe ekwentị
- Obi ọdụm
- Ekwenyere m
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ How destiny brought Giringori and I together - Zebrudaya - Vanguard News. Vanguard News. Retrieved on 8 February 2015.
- ↑ Chief Zebrudaya Chika Okpala Studying Business Management At Age 64 - nigeriafilms.com. nigeriafilms.com. Archived from the original on 8 February 2015. Retrieved on 8 February 2015.
- ↑ PEOPLE THINK I’M AN ILLITERATE – Chika Okpala, aka Chief Zebrudaya. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 8 February 2015. Retrieved on 8 February 2015.
- ↑ Olumide. Chika Okpala aka Chief Zebrudaya Goes Back To School At Age 64yrs. INFORMATION NIGERIA. Retrieved on 8 February 2015.
- ↑ agboola. Nobody can manage me - Zebrudaya. Weekly Trust. Archived from the original on 8 February 2015. Retrieved on 8 February 2015.