Gaa na ọdịnaya

Chika Unigwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chika Unigwe
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịBelgium Dezie
Aha enyereChika Dezie
Aha ezinụlọ yaUnigwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Jụn 1974 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
Asụsụ obodoEnglish Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee akwụkwọ, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, literary scholar Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversiteit Leiden Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịChristian Democratic and Flemish Dezie
Ọrụ ama amaOn Black Sisters Street Dezie
Ihe nriteNigeria Prize for Literature Dezie
Chika Unigwe
Múrú (1974-06-12) 12 Juunu 1974 (age 52)
Enugu, Nigeria
OrüOnye edemede akwụkwọ

Chika Nina Unigwe (Enugu, 1974) bụ onye edemede akwụkwọ nke a mụrụ n'afọ 1974 n'obodo Naịjirịa.[1][2][3] Unigwe na-ede akwụkwọ n'asụsu Inglishi na 'Dutch'. N'ọnwa Eprel, nke afọ 2014, a họputara ya ka o soro na ndi Africa 39 nke ndi Hay Festival. Nke a bụ ndepụta jikọtara ndị odeakwụkwọ nke afọ ha akarịghi iri anọ, na mkpaghara Sub-Saharan Africa ndị nwere ikike ịkwado edemede si na mkpaghara ala Africa.[4] Na mbụ, Unigwe na ezinụlọ ya bi na mba Belgium, mana ugbu a, o bi na USA.

Akụkọ Ndụ ya

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Chika Unigwe n'Enugu nke dị na obodo Naịjirịa. O nwere asambodo nke PhD n'ihe akụkọ n'afọ 2004 site na Mahadum Leiden dị n'obodo Netherlands. Akwụkwọ ya nke mbụ nke a na-akpọ De Feniks, ka e bipụtara n'afọ 2005 n'ụlọ ọrụ ndi Meulenhoff na Manteau nke dị n'Amsterdam na Antwerp. Akwụkwọ nke a ritere ihe nrite ndepụta ntakiri nke Vrouw en Kultuur debuutprijs maka akwụkwọ mbụ pụrụ iche nke odeakwụkwọ nwanyị. Unigwe edekwala akwụkwọ abụọ nke ụmụntakiri nke ndi ụlọ ọrụ Macmillan dị na London bipụtara.

Njikọ si n'ezi

[dezie | dezie ebe o si]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nehru Odeh (November 1, 2012). Chika Unigwe Wins Nigeria Prize for Literature. PM News. Retrieved on November 2, 2012.
  2. "Chike Unigwe wins the prestigious NLNG Literary Prize for On Black Sisters' Street", Wasafiri, November 2 2012.
  3. Chika Unigwe. Chika Unigwe Homepage. Archived from the original on 2010-11-29. Retrieved on 2017-07-03.
  4. Africa39 list of artists.