Chike Aniakor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chike Aniakor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereỊgba ọsọ Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1939 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
onye were ọrụMahadum nke Nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọIndiana University Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Chike Aniakor (amụrụ ya na 1939) bụ nwaafọ Naịjirịa na-ete agba . O bu onye Abatete, Aniakor natara ozuzu nkà ya mbụ na Mahadum, ebe o wetara asambodo Masita ya na 1974. O nwetara nzere dokitorati na "art history" na Mahadum Indiana University Bloomington na 1978, o dere edemede ya gbasara etu esi arụ ụlọ na Igbo . Ọ kuziiri nka na ihe gbasara nka na Mahadum Nigeria, Nsukka, kemgbe 1970, o buzi onye otu ndi Nsukka . N’oge na-adịbeghị anya, ọ bụzi onye otu na"Metropolitan Museum of Art" na Mahadum Howard .

Tinyere Uche Okeke, Aniakor so na ndị Nsụka mbụ na-ese ihe, nwere mmasị n’ebe uli nọ, ihe osise ya na mmiri agba ya na-egosipụta mmekọrịta chiri anya na sistemụ ahụ. Eserese mmadụ ya na-enwe ahụ na ngụ ogologo oge niile. Nka ya na-esitekarị n’ọdịbendị ndị Igbo na n’agha Bịafra . N'oge na-adịbeghị anya, nkà ya na-elebakarị anya n'ọnọdụ mmekọrịta ọha na eze Naịjirịa.

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]