Chimamanda Ngozi Adichie
Jump to navigation
Jump to search
Chimamanda Ngozi Adichie | |
---|---|
Adichie n'afọ 2013 | |
Múrú | Chimamanda Ngozi Adichie September 15, 1977 Enugu, Ȯra Enugu, Naigeria[1] |
Orü | Onye édémédé akwụkwọ |
Chimamanda Ngozi Adichie (15 September 1977) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwụkwọ.
Ihe ndụ nke Adichie[mezie | dezie ebe o si]
A mụrụ Adichie n'afọ nke 1977 n Enugu, Ȯra Enugu nke dị n'ala Naijiria. Ọ bụ onye Igbo.[2]
Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Nsukka, gakwaa mahadum na Nsukka (Ȯra Enugu), n'ikeazu n'ime Njikota Obodo Amerika na Philadelphia (Pensílvéníyạ), Kónétíkùt, Baltimore (Maryland) na mahadum Yale, New Haven (Connecticut). Adichie bi na Njikota Obodo Amerika na Naigeria.
Ihe ndị o dere[mezie | dezie ebe o si]
- For Love of Biafra, 1998
- That Harmattan Morning, 2002
- Purple Hibiscus, 2003
- Half of a Yellow Sun, 2006
- The Thing Around Your Neck, 2009
- Americanah, 2013
- We Should All Be Feminists, 2014[3][4]
Ihe ndị o meriri[mezie | dezie ebe o si]
- 2002 BBC Short Story Competition, That Harmattan Morning
- 2005 Commonwealth Writers' Prize, Africa category, Purple Hibiscus
- 2007 Orange Broadband Prize: Fiction category, Shortlist, Half of a Yellow Sun
- 2008 Reader's Digest Author of the Year Award
- 2013 National Book Critics Circle Award: Fiction category, Americanah
- 2014 Listed among Africa39 project of 39 writers aged under 40
Lekwazie ndi nke ozo bụ ndi édémédé akwụkwọ[mezie | dezie ebe o si]
References[mezie | dezie ebe o si]
- ↑ | Chimamada full biography and age; Uzomedia website
- ↑ Interview with Chimamanda Ngozi Adichie: Creative Writing and Literary Activism, by Dr. Ada Uzoamaka Azodo, looked up on 28 Maachị 2016.
- ↑ Introduction to We Should All Be Feminists, nke Chimamanda Ngozi Adichie, 2014, Google Books, looked up on 25 Maachị 2016.
- ↑ We should all be feminists, Chimamanda Ngozi Adichie na TEDxEuston. YouTube, 12 Eprel 2013, looked up 28 Maachị 2016.
Links n'aga n'ezi[mezie | dezie ebe o si]
- Website nke Chimamanda Ngozi Adichie, looked up on 29 Maachị 2016.
- The Chimamanda Ngozi Adichie Website, English Department of the University of Liège, Belgium, looked up on 28 Maachị 2016.
- Feminism Is Fashionable For Nigerian Writer Chimamanda Ngozi Adichie, NPR author interwiews, www.npr.org 18 Maachị 2014, asụsụ békè, looked up on 24 Maachị 2016.
- Chinasa, Short Story nke Chimamanda Ngozi Adichie, www.campaignforeducation.org, looked up on 25 Maachị 2016.
![]() |
Wikimedia Commons has media related to Chimamanda Ngozi Adichie. |