Lola Shoneyin
Ọdịdị
Lola Shoneyin
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Lola |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Febụwarị 1974 |
| Ebe ọmụmụ | Ibadan |
| Dị/nwunye | Olaokun Soyinka |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo, odee akwụkwọ, odee uri |
| Ụdị ọrụ ya | literary activity, Ábu, cultural festival, children's book, children's and young adult literature |
| Ebe agụmakwụkwọ | Fettes College, Olabisi Onabanjo University, London Metropolitan University, Cargilfield Preparatory School |
| Ebe ọrụ | Lagos |
| Agbụrụ | Ndi Yoruba |
| Ọrụ ama ama | The secret lives of baba segi’s wives, Mayowa and the Masquerades, A Fragile State |
| Ihe nrite | Women's Prize for Fiction, PEN Oakland/Josephine Miles Literary Award |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Lola Shoneyin (26 Febrụwarị 1974 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwụkwọ.
Ihe ndụ nke Shoneyin
[dezie | dezie ebe o si]Shoneyin a mụrụ n'afọ 1977 n'Ibadan, Ȯra Ọyọ nke dị n'ala Naigiria. Ọ bụ onye Yoruba.
Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Edinburgh, Obodoézè Nà Ofú, na Ibadan, gakwaa mahadum Olabisi Onabanjo na Ago Iwoye, Ȯra Ogun, n'ikeazu n'ime Obodoézè Nà Ofú na London.
Ihe ndị o dere
[dezie | dezie ebe o si]
Poetry
[dezie | dezie ebe o si]- So all the time I was sitting on an egg, 1997[2]
- Song of a Riverbird, 2002
- For the Love of Flight, 2010
Children's Books
[dezie | dezie ebe o si]- Mayowa and the Masquerades, 2010
- Iyaji, the Housegirl, 2014
Novels
[dezie | dezie ebe o si]- The secret lives of Baba Segi's Wives, 2010
Ihe ndị o mmeri
[dezie | dezie ebe o si]- 2011 Josephine Miles Literary Award, The secret lives of Baba Segi's Wives
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]Links n'aga n'ezi
[dezie | dezie ebe o si]- Between Pa Zuma and Baba Segi, African Writing, Interwiew with Lola Shoneyin, asụsụ békè, looked up on 25 Maachị 2016.
References
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Between Pa Zuma and Baba Segi, African Writing, Interwiew with Lola Shoneyin, asụsụ békè, looked up on 25 Maachị 2016.
- ↑ Harper Collins Publishers, Akwụkwọ nke Lola Shoneyin, looked up on 25 Maachị 2016.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Lola Shoneyin.