Chinazum Nwosu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Nwosu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Disemba 1994 |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
ụdị egwuregwu | taekwondo |
Chinazum Ruth Nwosu Audio (a mụrụ n'ụbọchi nke 29 n'ọnwa Disemba n’afọ 1994) bu nwafọ Naijiria bụ onye egwuregwu taekwondo.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Na 2016 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament o meriri otu n’ime ọla nchara nke katigori ụmụ nwanyị -57 kg.
Na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/2018_African_Taekwondo_Championships" rel="mw:ExtLink" title="2018 African Taekwondo Championships" class="cx-link" data-linkid="66">2018 African Taekwondo Championships</a> nke e mere n'Agadir, dị na Moroko, o meriri otu n'ime ọla nchara n'ihe omume ụmụ nwanyị 53kg. [1]
N'afọ 2019, ọ nọchitere anya Naịjirịa na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Nigeria_at_the_2019_African_Games" rel="mw:ExtLink" title="Nigeria at the 2019 African Games" class="cx-link" data-linkid="68">2019 African Games</a> e mere na Rabat, dị na Moroko ma rite nrite ọla edo n'ihe omume ụmụ nwanyị 53kg . [2] N’ikpeazu, o meriri Oumaima El-Bouchti nke Moroko. N'afọ 2020, o sonyere n'ụmụ nwanyi 57 kg na 2020 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament na Rabat,dị na Moroko na-erughị eru maka 2020 Summer Olympics na Tokyo,dị na Japaanụ. [3]