Chinelo Iyadi
Ọdịdị
Chinelo Iyadi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Febụwarị 1998 |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-egwu mmiri |
ụdị egwuregwu | igwu mmiri |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Chinelo Iyani (a mụrụ na ụbọchị abụọ nke ọnwa Febrụwarị n'afọ 1998) bụ onye na anochi anya obodo Naijiria na asọmpi mba ụwa. Ọ gbara onye nke 44th maka ọkpụ obi ụmụ nwanyị nke mita iri ise n'oge asọmpi mba ụwa na afọ 2019. Ọ zọkwara asọmpi mita otu narị nke ara ya na nke mita iri ise nke ụmụ nwaanyị ukurububa na afọ 2016 n'oge asọmpi ndị na-egwu mmiri na Afrịka na obodo
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Chinelo Iyadi - Player Profile - Swimming (en). Eurosport.
- ↑ "National Sports Festival (Day 4 Wrap): More swimming medals give Team Delta early lead", Premium Times, 10 December 2018.
- ↑ "Nigerian swimmers shine at CANA zone 2 championship", Vanguard News, 7 May 2018.