Gaa na ọdịnaya

Chinonye Ohadugha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinonye Ohadugha
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoChinonye Ohadugha Dezie
Aha enyereChinonye Dezie
Aha ezinụlọ yaOhadugha Dezie
Aha gọọmentiChinonye Ohadugha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Maachị 1986 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
So na2008 Summer Olympics, 2006 Commonwealth Games Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Chinonyelum Ohadugha AUDIO (onye a muru n'ụbọchị nke 24 n’onwa Maachị nke afọ 1986) bu onye Naijiria na-eme egwuregwu ị wụli elu.

N’afọ 2006, ọ gbara onye nke anọ na Commonwealth Games . N'afo 2007, o ritere ihe nrite ọla ọcha n'asọmpi <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Athletics_at_the_2007_All-Africa_Games" rel="mw:ExtLink" title="Athletics at the 2007 All-Africa Games" class="cx-link" data-linkid="10">All-Africa Games</a> site na ịwụli elu nke mita 14.21, ndekọ ọhụrụ nye Naijiria. [1] O ruteghi agba nke ikpeazu na 2007 World Championships, mana o nwetara nrita ọla nchara na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/2008_African_Championships_in_Athletics" rel="mw:ExtLink" title="2008 African Championships in Athletics" class="cx-link" data-linkid="13">2008 African Championships</a>. Ọ sọrọ asọmpi na 2008 Olympic Games mana ọ ruteghị agba nke ikpeazụ.

O mechakwara onye nke ise na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/4_x_100_metres_relay" rel="mw:ExtLink" title="4 x 100 metres relay" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="17">4 x 100 metres relay</a> na 2005 Summer Universiade.

Ndekọ asọmpi

[dezie | dezie ebe o si]
YearCompetitionVenuePositionEventNotes
Representing Nigeria
2005 Universiade Izmir, Turkey 5th 4 × 100 m relay 46.32 s
31st (q) Long jump 5.56 m
11th Triple jump 12.91 m
2006 Commonwealth Games Melbourne, Australia 4th Triple jump 13.26 m
2007 All-Africa Games Algiers, Algeria 2nd Triple jump 14.21 m
World Championships Osaka, Japan 26th (q) Triple jump 13.32 m
2008 African Championships Addis Ababa, Ethiopia 3rd Triple jump 14.14 m
Olympic Games Beijing, China 30th (q) Triple jump 13.29 m

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Ohadugha is new record holder in triple jump", Daily Triumph, 2007-07-20. Retrieved on 2007-07-26.